|
Ebe ndi mmadu na-aga
|
Ebe ndi mmadu na-eje
Where People commonly go to
Igbo/English |
Igbo and English Sentences
|
1 Ahịa
Afịa
Market |
Ndị Ovim nwere Ahịa a na-akpọ Oriendu
Ndị Ovim, nwelụ Afịa a na-akpọ Oyendu
Ovim has a market called Oriendu Note: Oriendu = Market for life
|
2 Ụlọ Ọrụ
Ụnọ Ọlụ
Office
|
Ụlọ Ọrụ m dị Na Nuyọk
Ụnọ Ọlụ m dị Na Nuyọk
My office is in New York
|
3 Ụlọ Ego
Ụnọ Ego
Ụlọ Akụ
Ụnọ Akụ
Bank
|
Tinye ego gị n'Ụlọ Ego
Tinye ego gị n'Ụnọ Ego
Note: Ụlọ/Ụnọ = House
Ego = Money
Tinye = Put
Deposit your money in the bank
|
4 Ụlọ Ekpere
Ụnọ Ekpele
Ụlọ Ụka
Ụnọ Ụka
Church
|
Anyi na-aga Ụlọ Ekpere
Anyi na-eje Ụnọ Ekpele
Anyị na-aga Ụlọ Ụka
Anyị na-eje Ụnọ Ụka
We attend church Note: Na-aga = Going
|
5 Ụlọ Akwụkwọ
Ụnọ Akwụkwọ
School |
A na m aga Ụlọ Akwụkwọ
A na m eje Ụnọ Akwụkwọ
I am going to school
|
6 Mọlụ
Mọlụ
Mall
|
Anyị enweghi Mọlụ
Anyị enwelụ Mọlụ
We don't have a mall
|
7 Ozuzu ike
Ezumike
Vacation
|
Nna m nwere "Ozuzu ike"
Nna m nwelụ Ezumike
My father has a Vacation |
8 Muvi
Muvi
Movies
|
Anyị gara Muvi
Anyị jelụ Muvi
We went to the Movies
|
9 Agbala Akụ Bekee
Agbana Akụ Oyibo
Museum
|
Anyi jere n’Agbala Akụ Bekee
Anyị jelụ n’Agbana Akụ Oyibo
We went to a Museum
|
10 Ụlọ ndi Ije
Ụno ndi Ije
Hotel
|
Ebi m n'Ụlọ ndi Ije
Ebi m n'Ụnọ ndi Ije
I live in a hotel
|
11 Ụlọ Nri Ahịa
Ụnọ nnị Afịa
Restaurant |
Anyị gara n'Ụlọ Nri Ahịa
Anyị jelụ n'Ụnọ nnị Afịa
We went to a Restaurant
|
12 Bowolin Allị
Bowolin Allị
Bowling Alley |
Nne m gara na "Bowolin Allị?"
Nne m jelụ na "Bowolin Allị?"
My mother went for bowling
|
13 Ụlo kọfị
Ụnọ kọfị
Coffee Shop |
Nne m nwere Ụlo kọfị?
Nne m nwelụ Ụnọkọfị?
My mother has a coffee Shop
|
14 Ahịa ukwu Bekee
Nnukwu Afia Oyibo
Super Market |
Anyi nwere Ahịa ukwu Bekee
Anyi nwelụ nnukwu Afia Oyibo
We have a super Market |
15 Ama Ọha
Ama Ọra
Park /Play Ground
|
Anyị nwere Ama Ọha
Anyị nwelụ Ama Ọra
We have a park or public playing ground |
16 Ama Igwuri Egwu
Ọgbọ Igwuli Egwu
Sports Center/ Stadium |
Anyị nwere "Ama Igwuri Egwu"
Anyị nwelụ "Ọgbọ Igwuli Egwu"
We have a sports Center or Stadium |
17 Ụlọ Ọgwụ
Ụnọ Ọgwụ
Hospital
|
Nwanne m nwaanyị bụ nọsụ n'Ụlọ Ọgwụ
Nwanne nwaanyị bụ nọsụ n'Ụnọ Ọgwụ
My sister is a nurse in a hospital
|
18 Ụlọ Igbatị ahụ
Ụnọ Igbatị arụ
Gymnasium
|
Anyị gara n’ Ụlọ Igbatị ahụ
Anyị jelụ n'Ụnọ Igbatị arụ
We went to the Gym
|
19 Kọtụ
Court
|
Nwanne m nwoke bụ onye ọka ikpe na Kọtụ
My brother is a lawyer in a court
|
20
Ụlọ Ụmụ Anụmanụ
Ụnọ Ụmụ Anụmanụ
Zoo
|
Anyị gara n’ Ụlọ Ụmụ Anụmanụ
Anyị jelụ n'Ụnọ Umu Anụmanụ
We went to the zoo
|
21. Ebe Ụgbo Elu na-ada
Ebe Ụgbo Enu na-ada
Airport |
Anyi nọ n’Ebe Ụgbo Elu na-ada
Anyi nọ n’Ebe Ụgbo Enu na-ada
We are at the Airport |