Login To Your Account/Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

  • ono

Grammar

There are many useful and important expressions used in daily Igbo language conversations to describe important noticeable  event occurences. Here is a partial list of the expressions that can be dubbed the "kwa" group:

NO

IGBO EXPRESSIONS

ENGLISH

MEANINGS

1

Kwa ụtụtụ

Kwa ụtụtụ

Every morning

2

Kwa ụbọchị

Kwa ụbọsị

Daily; every day

3

Kwa abalị atọ

Kwa abani etO

Ever three days

4

Kwa abali asaa

Kwa abanị esa

Every seven days,

5

Kwa abali asatọ

Kwa abanị esato

Weekly, Every eight days

(Igbo has 8 days in a week)

6

Kwa abali asaa n’izuka

Kwa abanị esa n’izuka

Every Sunday

7

Kwa abali atọ n’izuuka

Kwa abanị eto n’izuuka

Every Wednesday

8

Kwa abali isii

Kwa abanị isii

Every Six days

9

Kwa abali asaa n’izuụka

Kwa abanị esa n’izuụka

Every Saturday

10

Kwa afọ iri

Kwa arọ ili

Every decade; every ten years

11

Kwa anyasi

Kwa mgbede

Every Eveningt

12

Kwa izuụka

Kwa izuụka

 

Weekly; Every Week

13

Kwa etiti afọ

Kwa etiti arọ

Mid yearly; Every mid year

14

Kwa mgbe

Kwa mgbe

Always; all the time

15

Kwa mbido afo

Kwa mbido arọ

Yearly beginning; Every beginning

Of the year

16

Kwa nnụ afọ

Kwa nnụ arọ

Every 400 years

17

Kwa ohu afọ ise

Kwa oru arọ ise

Every century; Every 100 years

18

Kwa ọnwa iri n’afọ

Kwa ọnwa ili  n’arọ

Every October

19

Kwa ọnwa iri na otu  n’afọ

Kwa ọnwa ili na ofu n’arọ

Every November

20

Kwa ọnwa asaa

Kwa ọnwa esa

Every seven months

21

Kwa ọnwa

Kwa ọnwa

 

Monthly; Every month

22

Kwa ọnwa assa n’afo

Kwa ọnwa esa n’arọ

Every July

23

Kwa afọ

Kwa arọ

Yearly, every year

24

Kwa puku afọ

Kwa puku  arọ

Every 1,000 years

25

Kwa Ọkọchi

Kwa Ọkọchị

Every dry season

26

Kwa udu mmiri

Kwa udu mmili

Every rainy season

27

Kwa omume

Kwa ememe

Every feastivity

28

Kwa Isita

Kwa Isita

Every Easter

29

Kwa Ekresmesi

Kwa ekresmesi

Every Christmas

30

Kwa afọ ọhuọ

Kwa arọ ọfụọ

Every New Year

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM!
(Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

 

LEARN IGBO IN 1 DAY

 

Fun To Learn Igbo

 
 

Web Analytics