Login /Register

Log in  \/ 
x
x
Register  \/ 
x

Things

9 seconds | 32 words

                                                               

TOUCH OR CLICK ON EACH PICTURE AND THEN PLAY THE SOUND

Ụra/Ụla
Ụra/Ụla

Ihi ụra/To Sleep 

  Iralụ ụla /To Sleep 
A chọrọ m ihi ụra / I want to sleep 
A chọlụ m ihi ụraI want to sleep 
A na m ehi ụra/  I am  Sleeping  
 
A na m aralụ ụla / I am  Sleeping 

 

 

 

Click Here

Ite/Itete n'ụra
Ite/Itete n'ụra

Ite n’ura/Waking up from Sleep 

Itete  n’ulaWaking up from Sleep 
A chọrọ m ite n'ụra/ I want to wake up from sleep 
A chaolu m itete n'ụra/ I want to wake up from sleep 
A na m ete n'ụra/I am Waking up from Sleep 
A na m etete n'ụla/I am Waking up from Sleep 
 

 

Click Here

Ikpe ekpere/Ikpe ekpele
Ikpe ekpere/Ikpe ekpele

 Ikpe ekpere /To pray

Ikpe ekpele /To pray
A chọrọ m ikpe ekpere /I want to pray
 A chọlụ m ikpe ekpele/I want to pray
  A na m ekpe ekpele/I am praying
na m ekpe ekpele
/I am praying

 

Click Here

Isa Eze
Isa Eze

Isa eze /Brushing teeth  

A chọrọ m isa eze m/ I want to brush my teeth 
A chọlụ m isa eze m/ I want to brush my teeth 
 
A na m asa eze m/ I am brushing my teeth

Click Here

Isa ahụ/Isa arụ
Isa ahụ/Isa arụ

Isa ahu /Taking a shower

 Isa arụ /Taking a shower 
 A chọrọ m isa ahụI want to take a shower 
 A chọlụ m isa arụ / I want to take a shower 
A na m asa ahụI am taking a shower
 A na m asa arụ / I am taking a shower 
 

Click Here

Isi Nri/Isi Nni
Isi Nri/Isi Nni

Isi nri / To cook

Isi nni / To cook 
A chọrọ m isi nri / I want to cook
A chọlụ m isi nni / I want to  cook 
A na m esi nri / I am cooking
A na m esi nni / I am  cooking 
Nne m na-esi nri/ My mother is  cooking
 Nne m na-esi nniMy mother is  cooking
 

 

Click Here

FOR FULL BLOWN FUN LESSONS, CLICK BELOW: 

 OR 

 

                                                               

 

LEARN IGBO IN 1 DAY

 

Web Analytics
X

Right Click

No right click