|
Igbo Proverbs |
English Meaning |
35 |
O bịara ebe onye abiagbula ya; mgbe ọ ga-ala mkpumkpu apukwala ya n'azụ.
|
May one's visitor not constitute a problem, so that on his departure he will not leave with a hunchback. |
36 |
O bịa mgbe Ene gburu atu, ya
|
Whoever comes whenever Antelope kills a deer, let him repeat whenever the deer tramples the hell out of the Antelope. |
37 |
O bụrụ na i taa m arụ n'ike, ma i zeghi
|
If you bite me on the buttox, without caring about the danger of sinking your teeth into fecal matter, then I will revenge by biting your head, without caring about the danger of sinking my teeth into cerebral matter. (Aka Tit for tat)-You do me, I do you
|
38 |
Oge adighi eche mmadu
|
Time and tide wait for nobody. |
39 |
Ohịa woro madụ nkụ, mere olu ya ebere
|
The forest that denies you firewood has a pity for your neck. |
40 |
Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso.
|
He who walks ahead of God will get tired racing |
41 |
Onye a kporo apari, o na-ehi n'amanna
|
A presumed fool who sleeps in his father's house is not a fool. |
42 |
Onye hapu ọnụ ya, uguru arachaa ya.
|
If one fails to lick one’s lips, the inclement weather (harmattan) will lick it for him.
Scracasm: If one does define oneself; others will define one as they choose. |
43 |
Onye si na ya anaghi ata anụ nkita, ya ejikwala eze ekere umụ aka anụ nkita
|
He who claims he does not eat dog meat should not share dog meat for children using his teeth. |
44 |
Onye ubịam adighi aza "Omeokachie."
|
A pauper does not take a non befitting title such title of "Omeokachie" - one who completes whatever he ventures in
|
45 |
Oke osimmiri anokataghi rie onye
|
The ocean never swallows a person with whose leg it does not come in contact. |
46 |
Otu onye tuo izu, o gbue ọchị
|
Two good heads are always better than one. Knowledge is never complete without peer review
|
47 |
Ọkwụrụ anaghị amịrị ote ofe.
|
A master chef is not blessed with a good harvest of okra.
|
48 |
Ọkụkọ na-arọgọrọ ite olu, chetekwe
|
The chicken frowns at the cooking pot, ignoring the knife that killed it. |
49 |
Ọkukọ mmanya na-egbu ahubegh
|
A drunken fowl has not met a crazy hawk.
|
50 |
Okuko nyụọ ahụ, ala achụwa ya ọsọ.
|
When the fowl farts, the ground becomes a nuisance. |
51 |
Ọkụkọ si na ihe ya ji-ele anya n'enu ma
|
The chicken says it looks up when drinking water because what kills it comes from the sky. |
52 |
Ugo chara acha adi(ghi) echu echu
|
A mature eagle feather will ever remain pure. |
53 |
Ụkpala gbabara n'ikpo Ọkụkọ na-ala ala mmụọ.
|
The grasshopper that runs into the mist of fowls ends up in the land of spirits.
|
54 |
Ụra ga-eju onye nwụrụ anwụ afọ.
|
A dead person shall have an over doze of sleep.
|
55 |
Ụra tọwa ụtọ, ekwowe ya ekwowe
|
When sleep becomes enjoyable, snoring kicks into gear.
|
56 |
Ụsa nwaanyị na-eme ka nwoke ụsa tinye aka n’ihie ọjọ
|
A man filled with lust about females easily gets entangled in evil things
|
57 |
Uzu na-amaghi akpu ogene lee egbe
|
The blacksmith who does know how to forge a metal gong should look at the tail of a kite.
|
58 |
Si kele onye nti chiri; enu anughi, ala
|
Salute the deaf; if the heavens don't hear, the earth will hear. |