No category set to the module!

 

CENTRAL IGBO

(Anambra)

 

IGBO and English

Sentences

 

15

 

 

Kedu ka Ị dị?

How are you?

Kedu? for short

 

16

 

Response:

 

A dị m nma  

 

I am fine

 

Response:

Ọdị nma

It is fine

 

 

17

 

Kedu?

 

 

What?

 

What?

 

18

 

Kedu ihe Ị na-eme?

 

 

 

Kedu ife Ị na-eme?

 

 

What do you do?

Response:

 

A bụ m nwa akwụkwo

I am a student

Responses:

A bụ m onye ọrụ bekee

 

A bụ m onye ọlụ oyibo

I am a white collar worker

 

19

 

Kedu maka Nne gī na Nna gị?

 

 

How are your parents?

 

Responses

Nne m na Nna m dị nma

My mother and my father are fine

 

20

 

Ebe ole ka Ụlọ Ọrụ gị dị?

  

 

Ebe one ka Ụnọ Ọlụ gị dị?

 

 

Where is your Office

(work) located?

 Response:

 

Ụlọ Ọrụ m dị na Atlanta

 

 

Ụnọ Ọlụ m dị na Atlanta

 

 

My  work is in Atlanta

 

 

 

 

21

 

Kedụ maka ọrụ gị?

 

Kedụ maka ọlụ gị?

 

  

 

How is your work?

 

 

Response: 

Orụ m dị nma

 

Ọlụ na-aga ọfụma

 

My work is progressing  well

My Work(job) is good

 

22

 

Ebe ole ka Ị na-aga Akwụkwọ?

Ebe one ka Ị na-eje Akwụkwọ?

 

 

Where do you go to school?

 

 

 

 

Responses:

 

A na m aga akwụkwọ na Ahamadum

dị na Nuyọk

 

 

 A na m eje akwụkwọ na Ahamadum

dị na Nuyọk

 

I attend a University in New York

--------------------------------------

 

Ahamadum = University

 

 

23

 

Questions

 

 

Kedụ maka Ulọ akwụkwọ gị?

 

 

 

Kedụ maka Unọ akwụkwọ gị?

 

 

 

How is your Schooling?

 

 Responses:

 

Ụlọ Akwụkwọ m na-aga nke ọma

 

 

Ụnọ Akwụkwọ m na-aga ọfụma

 

 

My school is progressing well

 

24

 

Dalụ

 

 

Ndewo

 

 

Imela 

 

Imego

 

 

 

 

Thank you or

 

 

Greetings/Thank you

 

25

 

Ka emesịa

 

 

 

Goodbye

 

 

Nde banyị, Ka emesịa

 

 

Our People, Goodbye

 

26

 

Ote kwala

 

 

Otego  kwanụ

 

 

 

Long time no see

 

 

Long time no see

 

27Anya m huru gi egbula m

 

 

Anya m fụlụ gị egbuna or

 

 

Anya m ji fụ gị egbuna m

 

 

Nice Seeing you

 

 

Nice Seeing you

 

28

 

Biko

 

 

Biko

 

 

Please

 

 

 

 

BEGINNERS

PEOPLE

THINGS SEEN

ALPHABETS

NUMERALS

 

 

 

Copyright � 2018-2021. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 289-8977  or by our Website  Contact  E-mail

× Progressive Web App | Add to Homescreen

To install this Web App in your iPhone/iPad press icon. Progressive Web App | Share Button And then Add to Home Screen.

Offline