| {mp3}dm11{/mp3} |
Ka ihe ha
| {mp3}dm12{/mp3} |
Ka ife ra
|
Igbo
|
English Meaning
|
|
|
1 |
Ogologo {mp3}dm1a{/mp3}
Ogonogo {mp3}dm1b{/mp3}
Tall or Long
|
Nna m toro ogologo {mp3}dm1c{/mp3}
Nna m soro ogonogo
{mp3}dm1d{/mp3}
My father is tall
------
Ụgbọ ogologo = Long Bus
{mp3}dm1e{/mp3}
Ugbọ ogonogo = Long Bus
{mp3}dm1f{/mp3}
|
|
2 |
Mkpụmkpụ
{mp3}dm2a{/mp3}
Mkpụmkpụ
M (mu) = I
{mp3}dm2a1{/mp3}
Anyị = We
{mp3}dm2a2{/mp3}
Gị = You
{mp3}/dm2a3{/mp3}
Ha = They
{mp3}dm2a4{/mp3}
Fa = They
{mp3}dm2a5{/mp3}
|
Short
Anyị dị mkpụmkpụ
{mp3}dm2c{/mp3}
We are short
|
|
3 |
Ibu
{mp3}dm3a{/mp3}
Ibu
|
Big
Afọ ya buru ibu
{mp3}dm3d{/mp3}
Her stomach is big ---- O buru ibu = It is big
{mp3}dm3c{/mp3}
|
|
4 |
Gbara agba
{mp3}dm4a{/mp3}
Gbala agba
{mp3}dm4b{/mp3}
|
Huge/Extra large
Ụlọ ndi Ije a gbara agba
{mp3}dm4c{/mp3}
Ụnọ ndi Ije a gbala agba
{mp3}dm4d{/mp3}
This hotel is huge
-----
Ụlo (Ụnọ) ndi Ije = Hotel
{mp3}dm4e{/mp3}
|
|
|
Iheukwu
{mp3}dm5a{/mp3}
Nnukwu
{mp3}dm5b{/mp3}
|
Large/Huge
|
|
6 |
Ọgbara
{mp3}dm9a{/mp3}
Ọgbala
{mp3}dm9b{/mp3}
|
Medium
|
|
7 |
Mpe
{mp3}dm7a{/mp3}
Mpe
Ntakiri
{mp3}dm7b1{/mp3}
ntakili
{mp3}dm7b2{/mp3}
|
Small
Nwa ọfụọ pere mpe
{mp3}dm7c{/mp3}
Nwa dị ntakịlị pelụ mpe
{mp3}dm7d{/mp3}
|
|
8 |
Nwantakịrị
Nwantakịlị
{mp3}dm8a{/mp3}
|
Emeka bụ Nwantakịrị
{mp3}dm8d{/mp3}
Emeka bụ Nwantakịlị
{mp3}dm8c{/mp3}
Small child |
|
9 |
Nke Nke = Shorten
{mp3}dm9a1{/mp3}
Nke Nke
|
Biko, gbue okwu gị nke nke
{mp3}dm9c1{/mp3}
Please, shorten your speech
----
Biko = Please
{mp3}dm9d1{/mp3}
|
|
10 |
Arụ
{mp3}dm10a{/mp3}
Alụ
{mp3}dm10b{/mp3}
|
Heavy
Ihe nwa a bu n'isi dị Arụ
{mp3}dm10c{/mp3}
Ife nwa a bu n'isi dị Alụ
{mp3}dm10d{/mp3}
What this child is carrying is heavy
|