TOUCH OR CLICK ON EACH PICTURE AND THEN PLAY THE SOUND

USEKWU BEKEE
USEKWU BEKEE

Ekwu Bekee

Ekwu Oyibo

 Cooking Range/Cooker

Nke a bụ

"Ekwu Bekee"

Nke a bụ

"Ekwu Oyibo"

This is a cooking range

Click Here

FRIIJI/Ihe na juo nri oyi
FRIIJI/Ihe na juo nri oyi

  Firiiji

Igwe na-aju nri oyii

Igwe na-ajụ nni oyii

 Refrigerator

Click Here

NRI
NRI

  Nri

Nni

 FOOD

Nne m mara esi nri

Nne m ma esi nli

My mother knows how to cook

Click Here

MMIRI/MMILI
MMIRI/MMILI

Ololo Mmiri 

Onono Mmili

Water Bottle 

 

Click Here

ITE
ITE

 Ite 

 POTS

Ihe ndị a bụ Ite 

Ife ndi a bụ ite 

 These are Pots

Click Here

EFERE/EFELE
EFERE/EFELE

 Efere

Efele

 PLATES

 

Click Here

NGAJI /Ngazi
NGAJI /Ngazi

Ngaji

 Ngazi 

 SPOONS

Click Here

NGAJI EZE/NGAZI EZE
NGAJI EZE/NGAZI EZE

 Ngaji Eze

Ngazi Eze 

FORKS

Click Here

NMA
NMA

 Nma

 KNIVES

Click Here

OKPOKORO/OKPOKOLO
OKPOKORO/OKPOKOLO

Tebulu  nri

Tebulu nni

 Dinning Table

 

 

Click Here

OCHE
OCHE

 Chair

 Anyị nwere "Oche" n'usekwu 

Anyị nwelụ "Oche" n'usekwu

We have a chair in  the kitchen

Click Here

KETỤLỤ
KETỤLỤ

Ketụlụ

Ite eji esi mmiri ọkụ

Ite eji esi mmili tii

KETTLE

Click Here

SINKI
SINKI

Ebe a na-asacha ihe 

Ebe a na-asacha ife

SINK

Click Here

NKPỌ BEKEE/MKPỌ OYIBO
NKPỌ BEKEE/MKPỌ OYIBO

Kanineti

CABINET

Click Here

IKO MMIRI/IKO MMILI
IKO MMIRI/IKO MMILI

A CUP OF WATER

Click Here

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM!
(Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

BEGIN PEOPLE THINGS ALPH NUMB NAMES DICT TOS

 

 

 

0
Shares