AKỤKỤ AHỤ MMADỤ N'USORO
AKỤKỤ ARỤ MMADỤ N'USORO
PARTS OF HUMAN BODY IN A TABULAR FORMAT
Igbo/English |
Igbo and English Sentences |
1 Agbisị isi
Abụba Isi
Ntụtụ Isi
Hair |
Agbisị isi m dị ogologo
Abụba isi m dị ogologo
Ntụtụ Isi m dị ogonogo
My hair is long |
2 Isi
Head
|
Isi m buru ibu
Isi m ebuka
My head is big |
3 Ihu
Iru
Face |
Ihu m mara nma
Iru m amaka
I have a fine face |
4 Ntị
Ear |
Ntị m buru ibu
Ntị m bulu ibu
My ear is big |
5a Anya
Anya
Eye -------------- Abụba Anya
Ikuku anya
Eyelid |
Anya m na-ahụ ụzọ nke ọma
Anya m na-afụ ụzọ ọfuma
I can see clearly with my eyes Ikuku anya m dị oji
My eyelid is black |
6 Imi
Nose
|
Imi m dị mkpụkpụ
My nose is short
|
7 Ọnụ
Ọnụ
Mouth
|
Ọnụ ka m ji eri ihe
Ọnụ ka m ji eli ife
I eat with my mouth |
7a Eze
Eze
Teeth |
Eze m dị ọcha
Eze m na-enwu ọcha
My teeth are white |
8 Agba
Agba
Jaw |
Agba na-egbu m mgbu
Agba m na-enye m nsogbu
My jaw is painful |
9 Olu {mp3}ikpa10{/mp3} Onu
Neck
|
E ji m iyeri "Olu" mara nma
E ji m iyeli "Onu" mala nma
I am wearing a beautiful necklace |
10 Abụba Aka
Abụba Aka
Shoulder
|
"Abụba Aka" m zara aza
Abụba Aka m zalụ aza
My shoulder is swollen |
11 Aka
Aka
Hand |
Aka m juru eju
Aka m julu eju
My hand is full. |
12 Mkpụrụ Aka
Mkpịsị aka
Fingers
|
Mkpụrụ Aka dị ise
Mkpịsị aka dị ise
My fingers are five |
13 Obi
Obi
Heart
--------------- Obi
Chest |
Obi dị m ọcha
Obi m dị ọcha My heart is clean My conscience is clean ------------- Obi m buru ibe
Obi m sara mbala
My chest is broad |
14 Afọ
Afọ
Stomach |
Afọ m dị ntakiri
Afọ m dị ntakịlị
My stomach is small
|