|
Nri ndi mmadu n'eri
Food People Eat
NO |
IGBO |
SENTENCES |
1 |
Chiizi Bọga
Cheese Burger |
A tara m Chiizi Bọga taa
I ate Cheese Burger today |
2 |
Kọtejị Chiiz
Cottage cheese |
A chọrọ m iri kọteji chiiz
A chọlụ m ili kọteji chiiz
I want to eat Cottage Cheese |
3 |
Kirim Chiiz
Cream cheese |
Biko, nye m Kirim Chiiz
Please, give me Cream Cheese |
4 |
Akwa
Eggs |
Nne m ghere akwa taa
Nne m ghelụ akwa tata
My mother fried eggs today |
5 |
Ice krimu
Ice cream |
Ice krimu na-atọ ụtọ
Ice krimu na-asọ ụsọ
Ice Cream is sweet |
6 |
Milik
Mmiri ara ehi
Mmiri ala efi
Milk |
Milik na-emezi ahụ
Mmiri ara ehi na-emezi ahụ
Mmili ala efi na-edozi arụ
Milk is nutritious/healthy |
7 |
Yogọtụ
Yogurt
|
Nne m chọrọ Yogọtụ
Nne m chọlụ Yogọtụ
My mother wants Yogurt |
8 |
Begụlụ
Begal |
A tara m Begụlụ n'ụtụtụ
I ate Begal in the morning |
9 |
Achịcha Bekee
Bread |
Biko, A chọrọ m Achịcha Bekee
Biko, A chọlụ m Achịcha Oyibo
Please, I want bread |
10 |
Nnudụlụ
Noodles |
Biko, nye m Nnudụlụ
Please, give me noodles |
11 |
Pasta
Pasta |
Pasta bụ nri ndi Itali
Pasta is Italian food |
12 |
Pọtọpọtọ
Porridge |
Biko, nyetụ m pọtọpọtọ ka m rie.
Please give me some porridge to eat |
13 |
Peteto
Potatoes
|
Nwanne m nwoke chọrọ peteto
My brother wants Potatoe |
14 |
Osikapa
Rice |
E riri m osikapa
E lili m osekapa
I ate Rice |
15 |
Bekọn
Bacon |
Bekon bu nri ụtụtu n'Amirika
Bacon is for breakfast in America. |
16 |
Anụ Nnama
Beef |
Anụ Nnama ɓụ anụ e ji eme Ham bọga
Beef is the meat used for Ham Burgers |
17 |
Anụ Ọkụkọ
Chicken |
Nna m na-achọ anụ ọkụkọ mgbe niile
My father wants Chicken all the time |
18 |
Ham
Ham |
Ham na-ato utọ
Ham is sweet |
19 |
Anụ Atụrụ
Lamb |
Onye agbata obi anyị na-ata anu atụrụ
Our neighbor eats Lamb |
20 |
Pankek
Pan cake |
Nne m, biko nye m Pankek
Mother, please give me pancake |
21 |
Oporo
Prawns |
Nne m jI Oporo esi ofe
My mother cooks soup with Prawns |
22 |
Anụ Ezi
Pork |
Anụ ezi na-eme ka mmadụ bue ibu
Pork is fattening |
23 |
Azụ
Fish |
Azụ na enye ndụ
Fish is nourishing |
24 |
Soseji
|
Sọseji bụ nri ndi bekee
Sausage is a whiteman's food |
25 |
Anụ Torotoro
|
Anụ torotoro ka eji eme ememe Thanksgiving
Turkey is used to celebrate Thanksgiving |
26 |
Apụlụ
|
Apụlụ na-atọ ụtọ
Apụlụ na-asọ ụsọ
Apple is sweet |
27 |
Une
|
Nwanne m nwanyị na-ara une chara acha
Nwanne m nwaanyị na-alacha une chala acha
My sister is eating a ripe banana |
28 |
Brọkọlị
Broccoli |
E riri m osikapa eji ọkụkọ na Brọkọlị sie
I ate rice with chicken and broccoli |
29 |
Kokụmba
Cucumber |
Kokụmba abụghị nri ṅdigbo
Cucumber is not an Igbo food |
30 |
Gurapụ
|
Gurapụ dị n'ụlọ anƴị
Gurapụ dị n'ụnọ anƴị
We have grapes in our house |
31 |
Letusu
Lettuce |
A chọrọ m letusu
I want lettuce |
32 |
Pịị
Peas |
Anyị chọrọ pii
We want Peas |
33 |
Ụkam
Ogbede
Plantains |
Biko nye m ụkam
Biko nye m Ogbede
Please, give me plantains |
34 |
Oroma
----------------------------
Ugiri
Ujiri
|
Nwanne m nwanyị chọrọ oroma
--------- Nwanne m nwaanyi chorọ ujiri(ugiri)
My sister wants oranges |
35 |
Akpụ
Pounded Cassava |
Nne m oche na-esi akpụ
My grand mother is cooking cassava |
36 |
Ji
Yams |
Nna m oche na-akọ ji
My grand father farms yams |
37 |
Ede
Coco Yam |
Ede anaghi atọ ụtọ
Coco yam is not sweet |
38 |
Nri Ji
Pounded Yam |
Ndigbo na-eri nri ji nke ukwu
Igbo people like Pounded Yam. |
39 |
Mmiri ọkụ
Pepper Soup
|
Mmiri okụ na-enye aka mgbe oyi
Pepper soup is helpful during the cold season. |
40 |
Ofe
Soup |
Ofe nne m na-atọ ụtọ
My mother's soup is sweet |
41 |
Agwa
Beans |
Nwanne m nwanyị na-esi agwa
My sister is cooking beans |
42 |
Akara
Fried Beans balls |
Akara bụ ezigbo nri ụtụtụ na Nijiria
Akara is a great breakfast in Nigeria |
43 |
Mọi Mọi
Special Beans Treats |
Moị Mọị na-enye ndu
Moị Mọi is nutritious |
44 |
Kpọf Kpọf
Puff Puff- Rounded Flower balls |
A chọrọ m kpọf kpọf
I want rounded flower balls |
45 |
Akamụ
Nigerian Quaker Oats
|
Akamụ na akara bụ nri ụtụtụ na Nijiria
Akamu and akara are breakfast in Nigeria |
46 |
Akụ Bekee
Akị Oyibo
Coconut |
A chọrọ m ịṄụ mmiri akụ Bekee
A chọlụ m ịṄụ mmili akụ Oyibo
I want to drink coconut liquid(milk) |
47 |
Ahuekere
---------------------- Asiboko
Peanuts (Ground nuts) |
Biko zụtara m ahuekere
--------------------------- Biko zụtara m asiboko
Please buy peanuts(ground nuts) for me |
48 |
Ọjị
Kola nuts |
Onye wetara Ọjị wetara ndu
He who brings Kola nuts, brings life |
49 |
Ose ọjị
Alligator Pepper
|
E ji ose Ọjị ata Ọjị
Alligator pepper is eaten in conjuction with Kola nuts
|
50 |
Ụgba
-------------------------- Ụgbaka
African Oil bean |
Biko kunye m ụgba ka m taa
{mp3}kfpe50b{/mp3}
Biko kunye m ụgbaka ka m taa
Please dish me African Oil bean to eat
|
51 |
Piza
Pizza |
A tara m piza n'ụlọ akwụkwọ m taa
A talụ m piza n'ụnọ akwụkwọ m tata
I ate piza in my school today. |
Igbo
|
English |
Nri
Nni
|
Food |
Nri ụtụtụ
Nni ụtụtụ
|
Breakfast |
Nri ehihe
Nni efife
|
Lunch (Afternoon food) |
Nri Anyansị
Nni Anyansị
|
Dinner (Evening meal)
|
Nri abalị
Nni abanị
|
Dinner (Supper) |
BEGIN | PEOPLE | THINGS | ALPH | NUMB | NAMES | DICT | TOS |