No category set to the module!

Ihe a na-ah n'ala/n'elu/na mmiri

Ife a na-af n'an/n'enu/na mmili

 

Things Seen on  Land/Air/Sea                                                                                                                      

 

 

 

 English/Igbo

 

 

Sentences in Igbo & English

 

 

1  Car

 

 

 

Ụgbọ

  

Ụgbọ

 

Nna m zụrụ Ụgbọ ọhụru

 

Nna m golụ Ugbọ ọfụlu

 

My father bought a new car.

 

 

2  Train

 

 

 Ụgbọ Ala

 

Ụgbo Anị

 

 

Train

 

Anyị  jiri Ụgbọ Ala gaa New York

 

Anyị  jili Ụgbọ Anị gaa New York

 

We went to New York by Train

 

 

 3   Aeroplane

 

 

 

Ụgbọ Elu

 

Ụgbọ Enu

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu

 

Ife a bụ Ụgbọ Enu

 

This is an aeroplane

 

 4   Helicopter

 

 

 

Ụgbọ Elu nta

 

Obele Ụgbọ Enu

mọbụ(or)

Helikopta

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu nta

 

Ife a bụ obele Ụgbọ Enu

 

This is a Helicopter

 

 

 5  Bus

 

 

 

Ụgbọ ogologo

 

Ụgbọ ogonogo

 

Bọsu

 

 

Nke a bụ Ụgbọ  ogologo

 

Ife a bụ Ụgbọ ogonogo

 

This is a bus

 

 

 6  Ship

 

 

 

Ụgbọ Mmiri

 

Ụgbọ Mmili

 

 

Nke a bụ Ụgbọ mmiri

 

Ife a bụ Ụgbọ Mmili

 

This is a Ship

 

  

7  Ambulance

 

 

 

Ụgbọ  Ndi Ọrịa

 

Ụgbọ Ndị Ọya

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ 

ndị ọrịa

 

Ife a bụ Ụgbọ

ndị ọya  

 

This is an

ambulance

 

 

 8  School Bus

 

 

Ugbo ala Ụlo Akwụkwọ

 

Bọsụ Ụmụ sukulu

 

 

Nke a bụ Ụgbo ala Ulo Akwụkwọ

 

Ife a bụ Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

 

Nke a bụ Bọsụ ụmụ sukulu

 

This is a School bus

 

 

9   SUV/Truck

 

 

Ụgbo ọkwu ọtọ

ekele Eze

 

Ụgbọ Ọkwu Ọtọ

Ekene Eze

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ ọkwu ọtọ ekele Eze

 

Ife a bụ Ụgbọ ọkwu ọtọ ekene Eze

 

This is JEEP

 

 10  Taxi

 

 

 

Agbata Ekee

 

Agbata Ekee

 

 

 

Nke a bụ  Agbata Ekee

 

Ife a bụ  Agbata

Ekee

 

This is a Taxi

 

 

11  Motor Cycle

 

 

Ọgba Tum Tum

 

Ekpekpe

 

Ọkada

{mp3}ktr11b{/mp3}

 

 

Nke a bụ ọgba Tum Tum

{mp3}ktr11c{/mp3}

 

Nke a bụ Ekpekpe

 

Ife a bụ Ọkada

 

This is a Motor Cycle

 

 

 12  Bicycle

 

 

Igwe

 

Igwe

 

 

Nke a bụ Igwe

 

Ife a bụ Igwe

 

This is a bicycle

 

 

13  To Walk

 

 

Iji ụkwụ

 

Iji Ọkpa

{mp3}ktr13a{/mp3

 

I ga Ije

{mp3}ktr13b{/mp3}

 

 

Nke a bụ I ga Ije

 

Nke a bụ Iji Ọkpa

 

Ife a bụ I ga ije

 

This is to walk

 

14    To Run

 

 

Ị gba ọsọ

 

Ị gba ọsọ

 

 

 

 

 

Nke a bụ ị gba ọsọ

 

Ife a bụ ị gba ọsọ

 

This is to run

 

 

 

Copyright � 2018-2021. Mother Tongue Academy. All Rights Reserved.We can be  reached  by Phone at (516) 289-8977  or by our Website  Contact  E-mail

× Progressive Web App | Add to Homescreen

To install this Web App in your iPhone/iPad press icon. Progressive Web App | Share Button And then Add to Home Screen.

Offline