Ụmụ Anụmanụ
| {mp3}iaz001{/mp3} |
Animals
|
IGBO/ ENGLISH |
IGBO & ENGLISH Aentences |
|
1 Adaka {mp3}iaz1{/mp3}
Adaka
Baboon
|
Adaka nọọ n'elu osisi {mp3}iaz1a{/mp3} Adaka nọọ n'enu osisi {mp3}iaz1b{/mp3}
A Baboon is on a tree top |
|
2. Agụ
{mp3}iaz2{/mp3} Agụ
Tiger |
Ọdụm siri ike
{mp3}iaz2a{/mp3}
A Lion is a strong animal |
|
3. Agụ Iyi
{mp3}iaz3{/mp3} Agụ Iyi
Crocodile |
Anyị huru Agụ Iyi
{mp3}iaz3a{/mp3} Anyị fụlụ Agụ Iyị {mp3}iaz3b{/mp3} We saw a crocodile |
|
4. Agwọ
{mp3}iaz4{/mp3}
Agwọ
Snake |
Ihe a bụ Agwọ
{mp3}iaz4a1{/mp3} This is a Snake Ife a bụ agwọ {mp3}iaz4b1{/mp3} This is a snake
|
|
5. Ụmụ Anụmanụ {mp3}iaz5{/mp3} Ụmụ Anụmanụ
Animals |
Lekwa Ụmụ Anụmanụ {mp3}iaz5a{/mp3} Nekwa "Ụmụ Anụmanụ" {mp3}iaz5b{/mp3} Look at animals |
|
6. Aṅụ {mp3}iaz6{/mp3} Anwụ {mp3}iaz6a{/mp3}
Bee |
Aṅụ gbara Chike {mp3}iaz6b{/mp3} Anwụ gbala Chike {mp3}iaz6c{/mp3} A bee stung Chike Vocabulary: Chike = name of a male anya = eye {mp3}ikpa5{/mp3} *
|
|
7. Anwụnta {mp3}iaz7{/mp3} Anwụnta {mp3}iaz7a{/mp3}
Mosquito |
Anwụnta tara Mazi {mp3}iaz7b{/mp3} Anwụnta talụ Mazi {mp3}iaz7c{/mp3} Mazi was bitten by a mosquito
|
|
8. Akika {mp3}iaz8{/mp3} Mkpu {mp3}iaz8a{/mp3} Akwụnta {mp3}iaz8b{/mp3} Akika
Termite |
Akịka tara ụlọ anyi {mp3}iaz8c{/mp3} Mkpu tara ụlọ anyị {mp3}iaz8d{/mp3} Akwnta tara ụlọ anyị {mp3}iaz8e{/mp3} Akịka talụ ụlọ anyị {mp3}iaz8f{/mp3} Termite destroyed Our neighbor's house
|
|
9. Atụrụ {mp3}iaz9{/mp3} Atụlụ {mp3}iaz9a{/mp3}
Sheep |
Nke a bụ Atụru nọọ n'ubi {mp3}iaz9b{/mp3} Ndi a bụ Atụlụ nọ n'ubi {mp3}iaz9c{/mp3} These are Sheep in a farm Vocabulary: nọọ = lives; stays; habitates {mp3}iaz9d{/mp3} ubi = farm {mp3}iaz9e{/mp3}
|
|
10. Awọ {mp3}iaz10{/mp3} Awọ
Frog |
Nke a bụ Awọ {mp3}iaz10a{/mp3} Ife a bụ Awọ {mp3}iaz10b{/mp3} This is a frog Vocabulary: Nke a = This {mp3}iaz10c{/mp3} bụ = is {mp3}iaz10d{/mp3} * Nọọ = staying; on {mp3}iaz10e{/mp3} Elu (enu) = top; {mp3}iaz10f{/mp3} osisi = tree {mp3}iaz10g{/mp3}
|
|
11. Azụ {mp3}iaz11{/mp3} Azụ
Fish
|
Ihe a bụ Azụ ndụ {mp3}iaz11a{/mp3} Ife a bụ Azụ ndụ {mp3}iaz11b{/mp3} This is a fresh fish Vocabulary: Ihe = This; {mp3}iaz11c{/mp3} Ife) = This; {mp3}iaz11d{/mp3} bụ = is {mp3}iaz10d{/mp3} * ndu = life(fresh) {mp3}iaz11e{/mp3} |
|
12. Egbe
{mp3}iaz12{/mp3} Egbe
Kite |
Egbe buru nwa ọkụkọ anyị
{mp3}iaz12a{/mp3} Egbe bulu nwa ọkụkọ anyị {mp3}iaz12b{/mp3} A kite carried (stole) our chic |
|
13. Ehi {mp3}iaz13{/mp3} Efi {mp3}iaz13a{/mp3}
Cow |
"Ehi" nke a gbara agba {mp3}ktsaz13b{/mp3} Nke a bụ nnukwu "Efi" {mp3}ktsaz13c{/mp3} This cow is huge |
|
14. Ejula {mp3}iaz14{/mp3}
Ejuna {mp3}iaz14a{/mp3} Njịla {mp3}iaz14b{/mp3}
Snail |
Nne m tere ofe Ejula. {mp3}iaz14c{/mp3} Nne m sili ofe Ejuna {mp3}iaz14d{/mp3}
Nne m tere ofe Njila My mother prepared soup with snail Vocabulary: Nne = Mother {mp3}iaz14e{/mp3} siri = cooked, prepared {mp3}iaz14f{/mp3} sili = cooked, prepared {mp3}iaz14g{/mp3} ofe = soup {mp3}iaz14h{/mp3}
|
|
15. Ele {mp3}iaz15{/mp3} Ene {mp3}iaz15a{/mp3}
Antelope |
Nke a bụ Ele nọ n'ọhịa {mp3}iaz15b{/mp3} Ife a bụ Ene nọọ n'ọfịa {mp3}iaz15c{/mp3} This is an antelope in the bush |
|
16. Enyi {mp3}iaz16{/mp3} Enyi
Elephant
|
Enyi nkea gbara agba {mp3}iaz16a{/mp3} Enyi nkea gbalụ agba {mp3}iaz16b{/mp3} This is a mighty Elephant Vocabulary: ukwu = big {mp3}iaz16c{/mp3} |
|
17. Enyi Mmiri {mp3}iaz17{/mp3} Enyi Mmili {mp3}iaz17a{/mp3}
Hippopotamus |
Enyi Mmiri bụ eze mmiri {mp3}iaz17b{/mp3} Enyi Mmili bu eze mmili {mp3}iaz17c{/mp3} Hippopotamus is The king of the sea
|
|
18. Enyi Nnụnụ {mp3}iaz18{/mp3} Enyi Nnụnụ
Ostrich |
A hụrụ m Enyị Nnụnụ {mp3}iaz18a{/mp3} A fulụ Enyị Nnụnụ {mp3}iaz18b{/mp3} I saw an Ostrich Vocabulary: Nwanne Nwoke = Brother {mp3}iaz18c{/mp3} huru = see, saw {mp3}iaz18d{/mp3} fụlụ = see, saw {mp3}iaz18e{/mp3}
|
|
19. Enwe {mp3}iaz19{/mp3} Enwe
Monkey |
Enwe nọ n'elu osisi {mp3}iaz19a{/mp3} Enwe nọọ n'enụ osisi {mp3}iaz19b{/mp3} A monkey is on a tree
|
|
20. Ewu {mp3}iaz20{/mp3} Ewu
Goat |
Nke a bụ Ewu {mp3}iaz20a{/mp3} Nke a bụ Ewu This is a Goat
|
|
21. Ewi {mp3}iaz21{/mp3} Ewi
Rabbit |
Anyị gbara ọnya ewi {mp3}iaz21a{/mp3} Anyị gbalụ ọnya ewi {mp3}ktsaz21b{/mp3} We set a trap for a Rabbit
|
|
22. Ezi {mp3}iaz22{/mp3} Ezi
Pig |
Anụ Ezi na-atọ ụtọ {mp3}iaz22a{/mp3} Anụ Ezi na-asọ ụsọ {mp3}iaz22b{/mp3} Pig meat (beacon) is delicious
|
|
23. Udide {mp3}iaz23{/mp3}
Spider
|
Ahụrụ m udide {mp3}iaz23a{/mp3} Afụlụ m Idede {mp3}iaz23b{/mp3} I saw a spider Vocabulary: Igere Idede = Spider Web {mp3}iaz23c{/mp3} |
|
24. Ichoku {mp3}iaz24{/mp3} Ichoku
Parrot |
Ichoku bụ nnụnụ {mp3}iaz24a{/mp3} Ichoku bụ nnụnụ {mp3}iaz24b{/mp3} A parrot is a bird
|
|
25. Igurube {mp3}iaz25{/mp3} Igwurube {mp3}iaz25a{/mp3}
Locust
|
Igurube mebiri ubi anyị {mp3}iaz25b{/mp3} Igwurube mebili ubi anyị {mp3}iaz25c{/mp3} Locust destroyed our farm |
|
26. Ikporikpo {mp3}iaz26{/mp3} Ikpolikpo {mp3}iaz26a{/mp3}
Peacock |
Ikporikpo mara mma {mp3}ktsaz26b{/mp3} Ikpolikpo malụ mma {mp3}ktsaz26c{/mp3} Peacock is beautiful |
|
27. Iji {mp3}iaz27{/mp3} Ijiji {mp3}iaz27a{/mp3}
Fly |
Iji dị n'obodo anyi {mp3}iaz27b{/mp3} Ijiji dị n'obodo anyi {mp3}iaz27c{/mp3} There are flies in my village |
|
28. Ịnyịnya {mp3}iaz28{/mp3} Anyanya {mp3}iaz28a{/mp3}
Horse |
Nna m nwere ịnyịnya {mp3}iaz28b{/mp3} Nna m n'welụ anyanya {mp3}iaz28c{/mp3}
My father owns a horse
|
|
29. Ịnyịnya Ibu {mp3}iaz29{/mp3} Anyanya Ibu {mp3}iaz29a{/mp3}
Donkey |
Nna m nwere ịnyịnya Ibu {mp3}iaz29b{/mp3} Nna m nwelụ Anyanya Ibu {mp3}iaz29c{/mp3}
My father owns a Donkey |
|
30. Udele {mp3}iaz30{/mp3} Udene {mp3}iaz30a{/mp3}
|
Udele jọrọ njọ {mp3}iaz30b{/mp3} Udene jọrọ njọ {mp3}iaz30c{/mp3} vultures are ugly |
|
31. Mbe {mp3}iaz31{/mp3} Mbekwu {mp3}iaz31a{/mp3}
Tortoise/Turtle
|
Mbe na-aghọ aghụghọ {mp3}iaz31b{/mp3} Mbekwu na-aghọ aghụghọ {mp3}iaz31c{/mp3} The Tortoise is a tricky animal |
|
32. Mbara {mp3}iaz32{/mp3} Mbala {mp3}iaz32a{/mp3}
Toad
|
Mbara dika Awọ {mp3}iaz32b{/mp3} Mbala dika Awọ {mp3}iaz32c{/mp3} A Toad and a frog are related |
|
33. Nkapị {mp3}iaz33{/mp3} Nkankwụ {mp3}iaz33a{/mp3}
Shrew |
Nkapị na-esi isi {mp3}iaz33b{/mp3} Nkankwụ na-esi isi {mp3}iaz33c{/mp3} A shrew smells |
|
34. Ngwere {mp3}ktsaz34{/mp3} Ngwele {mp3}iaz34a{/mp3}
Lizard |
Lekwa Ngwere ọdụ ogologo {mp3}iaz34b{/mp3} Nekwa Ngwele ọdụ ogonogo {mp3}iaz34c{/mp3} Look at a long lizard with a long tail |
|
35. Nkịta {mp3}iaz35{/mp3} Nkita
Dog |
Nkịta na-eche ụlọ anyị {mp3}iaz35a{/mp3} Nkita na-eche ụnọ anyị {mp3}iaz35b{/mp3} A dog guards Our home/house |
|
36. Nwamba {mp3}iaz36{/mp3} Nwamba
Cat
|
Anyi nwere Nwamba n'ụlọ anyi. {mp3}iaz36a{/mp3} Anyi nwelu Nwamba n'ụnọ anyi {mp3}iaz36b{/mp3} We have a cat in our house |
|
37. Nsikọ {mp3}iaz37{/mp3} Ada {mp3}iaz37a{/mp3} Nrikọ {mp3}iaz37b{/mp3}
Crab |
Ofe Nsikọ na-atọ ụtọ {mp3}iaz37c{/mp3} Ofe Ada na-atọ ụtọ {mp3}iaz37d{/mp3} Ofe Nrikọ na-asọ ụsọ {mp3}iaz37d{/mp3} Crab soup is delicious Vocabulary: ofe = soup {mp3}iaz37e{/mp3} na-atọ or na-asọ = is delicious {mp3}iaz37f{/mp3}
|
|
38. Ụgbala {mp3}iaz38{/mp3} Ụgbana {mp3}iaz38a{/mp3} Ọbọgwụ {mp3}iaz38b{/mp3}
Duck |
Lekwa Ụgbala na nwa ya {mp3}iaz38c{/mp3} Nekwa Ụgbana na nwa ya {mp3}iaz38d{/mp3} Nekwa Ọbọgwụ na nwa ya {mp3}iaz38e{/mp3} Look at a duck and a duckling Vocabulary: na = and {mp3}iaz38f{/mp3} Nwa = child {mp3}iaz38g{/mp3} |
|
39. Ọdụm {mp3}iaz39{/mp3} Ọdụm
Lion |
Ọdụm bụ Eze anụmanụ {mp3}iaz39a{/mp3}
Lion is the king of animals
|
|
40. Ọgazi {mp3}iaz40{/mp3} Ọgazi
Guinea Fowl |
Anụ Ọgazi na-atọ ụtọ {mp3}iaz40a{/mp3} Anụ Ọgazi na-asọ ụsọ {mp3}iaz40b{/mp3} Guinea Fowl's meat tastes good
|
|
41. Oke {mp3}iaz41{/mp3} Oke
Rat |
Nwamba na-ata Oke {mp3}iaz41a{/mp3}
A cat eats rats Vocabulary na-ata = chews(eats) {mp3}iaz41b{/mp3} |
|
42. Oke Bekee {mp3}iaz42{/mp3} Oke Oyibo {mp3}iaz42a{/mp3}
Guinea Pig |
Ihe a bụ Oke Bekee {mp3}iaz42b{/mp3} Ife a bu Oke Oyibo {mp3}iaz42c{/mp3} This is a Guinea Pig. |
|
43. Ọkụkọ {mp3}iaz43{/mp3}
Fowl
|
Nke a bụ Ọkụkọ {mp3}iaz43b{/mp3} Ife a bụ Ọkụkọ {{mp3}iaz43c{/mp3} This is a Fowl |
|
44. Ọkwa {mp3}iaz44{/mp3} Ọkwa
Partridge |
Ọkwa na Ọkụkọ bụ nwanne {mp3}iaz44a{/mp3} Ọkwa na Ọkụkọ bụ nwanne {mp3}iaz44b{/mp3} Partridge and fowl are related Vocabulary: na = and {mp3}iaz44c{/mp3} nwanne = brother, sister/relations {mp3}iaz44d{/mp3}
|
|
45. Ọzọ {mp3}iaz45{/mp3} Ọzọ
Chimpanzee |
Ọzọ bụ nwanne Enwe {mp3}iaz45{/mp3} Ọzọ bụ nwanne renwe Chimpanzee is relative of Monkey |
|
46. Ọzodimgba {mp3}iaz46{/mp3} Ọzodimgba
Gorilla |
Ọzodimgba bụ nwanne enwe Ọzọ bụ nwanne {{mp3}iaz45a{/mp3} Ọzodimgba na Ọzọ bụ nwanne Gorilla and Chimpanzee are related |
|
47. Ọsa {mp3}iaz47{/mp3} Ọsa
Squirrel |
Ọsa bụ enyi madụ n'Amirika {mp3}iaz47a{/mp3} Ọsa bụ ọyị n'Amirika {mp3}iaz47b{/mp3} Humans and Squirrels are friendly in the USA |
|
48. Ụchịcha {mp3}iaz48{/mp3} Ụchịcha
Cockroach |
Uchicha na-ebuta ọrịa n'ụlọ {mp3}iaz48a{/mp3} Uchicha na-ebute ọyịa n'ụnọ {mp3}iaz48b{/mp3} Cockroach brings diseases into homes |
|
49. Ikwiikwii {mp3}iaz49{/mp3} okwookwoo {mp3}iaz49a{/mp3} Ikwiikwii {mp3}iaz49b{/mp3} Owl |
Ikwiikwii bụ nnụnụ ojọọ {mp3}iaz49c{/mp3} Okwookwoo bụ nnụnụ ojọọ {mp3}iaz49d{/mp3} Iwkiikwii bụ ajọ nnụnụ {mp3}iaz49e{/mp3} An owl is an ugly creature |
|
50. Ugo {mp3}iaz50{/mp3} Ugo
Eagle
|
Ugo bụ oke nnụnụ {{mp3}iaz50a{/mp3} Ugo bụ oke nnụnụ The eagle is a great bird |
|
51. Torotoro {mp3}iaz51{/mp3} Tolotolo {mp3}iaz51a{/mp3}
Turkey |
Torotoro buru ibu {{mp3}iaz51b{/mp3} Tototolo bulu ibu {mp3}iaz51c{/mp3} Turkey is big
|
|
52. Atụ {mp3}iaz52{/mp3} Atụ {mp3}iaz52a{/mp3}
Giraffe |
Atụ bụ anụmanụ buru ibu {mp3}iaz52b{/mp3} Atụ bụ anụmanụ bulu ibu {mp3}iaz52c{/mp3} Giraffe is a big animal |
|
53. Aghụ {mp3}iaz53{/mp3} Aghụ {mp3}iaz53a{/mp3} Aligator |
Aghụ na-ebi na mmiri {mp3}iaz53b{/mp3} Aghụ na -ebi na mmili {mp3}ktsaz53c{/mp3} An alligator lives inside water |
|
54. Utebe {mp3}iaz54{/mp3} Utobo {mp3}iaz54a{/mp3} Baboon |
Utebe bụ nwanne ọzọdimgba {mp3}iaz54b{/mp3} Utobo bụ nwanne ọzọdimgba {mp3}iaz54c{/mp3} Bboon is the brother of gorilla |
|
55. Igwu isi {mp3}iaz55{/mp3} Igwu isi {mp3}iaz55a{/mp3} Lice |
Igwu isi na-amị ọbara {mp3}iaz55b{/mp3} Igwu isi na-amị ọbala {mp3}iaz55c{/mp3} Lice suck blood |
|
56. Oporo {mp3}iaz56{/mp3} Oporo {mp3}iaz56a{/mp3} Lobster |
Anyị ji oporo esi ofe {mp3}iaz56b{/mp3} Anyị ji opro esi ofe {mp3}iaz56c{/mp3} We cook soup with Lobster |
|
57. Nama {mp3}iaz57{/mp3} Efi Awụsa {mp3}iaz57a{/mp3} Cow |
Anụ nama na-atọ ụtọ {mp3}iaz57b{/mp3} Efi Awụsa na-asọ ụsọ {mp3}iaz57c{/mp3} Cow meat is delicious |
|
58. Ebu {mp3}iaz58{/mp3} Evu {mp3} {mp3}iaz58a{/mp3}
Wasp |
Ebu na-agba agba {mp3}iaz58b{/mp3} Evu na-agba agba{mp3}iaz58c{/mp3} A wasp stings |
|
59. Nduru {mp3}iaz59{/mp3} Ndulu {mp3}iaz59a{/mp3} Dove |
Nduru bụ nnụnụ mara mma {mp3}iaz59b{/mp3} Ndulu bụ nnụnụ mala mma {mp3}iaz59c{/mp3} The dove is a beautiful bird |
|
60. Mgbọkwọ egele {mp3}iaz60{/mp3} Tatambeneke {mp3}iaz60a{/mp3} Dragon fly |
Mgbọkwọ egele ike ya aṅụ mmiri {mp3}iaz60b{/mp3} Tatambeneke ji ike ya aṅụ mmili {mp3}iaz60c{/mp3} A dragon fly drinks with its anus |
|
61 Ụkpara {mp3}iaz61{/mp3} Ụkpana {mp3}iaz61a{/mp3} Ogugu {mp3}iaz61b{/mp3} Grasshopper |
Ụkpara ogugu na-efe efe {mp3}iaz61c{/mp3} Ụkpana na-efe efe {mp3}iaz61d{/mp3} A grasshopper flies |
|
62. Ncheke {mp3}iaz62{/mp3} Ncheke {mp3}iaz62a{/mp3} Nwabụlọ {mp3}iaz62b{/mp3} Nwabụlọ {mp3}iaz62c{/mp3} Wall Gecko |
Ncheke na-ebi n'ahụ ụlọ {mp3}iaz62d{/mp3} Ncheke na-ebi n'arụ ụnọ {mp3}iaz62e{/mp3} Nwabụlọ na-ebi n'ahụ ụlọ {mp3}iaz62f{/mp3} Nwabụlọ na-3bi n'arụ ụnọ {mp3}iaz62g{/mp3} A wall gecko lives on the wall |
|
63. Otụrụkpookpoo {mp3}iaz63{/mp3} Ọtụlụkpookpoo {mp3}iaz63a{/mp3} Wood pecker |
Ọtụrụkpookpoo nwere ọnụ ogologo {mp3}iaz63b{/mp3} Ọtụlụkpookpoo nwelụ ọnụ ogonogo {mp3}iaz63c{/mp3} A wood pecker has a long beck |
|
64. Mkpabiri {mp3}iaz64{/mp3} Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị {mp3}iaz64a{/mp3} Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị {mp3}iaz64b{/mp3} Centipede |
Mkpabiri bụ ahụhụ ọjọo {mp3}ktsaz64c{/mp3} Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị bụ ahụhụ ọjọọ {mp3}iaz64d{/mp3} Gbakụrụ nwoke gbakụrụ nwanyị bụ arụrụ ọjọọ {mp3}iaz64e{/mp3} A centipede is a harmful insect |
|
65. Ebulu {mp3}iaz65{/mp3} Ebunu {mp3}iaz65a{/mp3} Ram |
Ebulu bụ di atụrụ {mp3}iaz65b{/mp3} Ebunu bụ di atụlụ {mp3}iaz65c{/mp3} The ram is a male sheep |
|
66. Ololo {mp3}iaz66{/mp3} Okongono {mp3}iaz66a{/mp3} Praying mantis |
Ololo na-efe efe {mp3}iaz66b{/mp3} Okongono na-efe efe {mp3}iaz66c{/mp3} A praying mantis flies |
|
67. Ahịa {mp3}iaz67{/mp3} Ashịa {mp3}iaz67a{/mp3} Weaver bird |
Ahịa na-eji igunkwụ arụ ụlọ ya {mp3}iaz67b{/mp3} Ashịa na-eji afịfịa nkwụ arụ ụno ya {mp3}iaz67c{/mp3} A weaver bird builds its nest with palm fronds |
|
68. Akpị {mp3}iaz68{/mp3} Akpị {mp3}iaz68a{/mp3} Scorpion |
Akpị na-agba agba {mp3}iaz68b{/mp3} Akpị na-agba agba {mp3}iaz68c{/mp3} A scorpion stings |
|
69. Nkwọnta {mp3}iaz69{/mp3} Ọgankwọ {mp3}iaz69a{/mp3} Ferocious Kite |
Nkwọnta na-eri ọkukọ {mp3}iaz69b{/mp3} Ọgankwọ na-eli ọkụkụ {mp3}iaz69c{/mp3} Ferocious Kite eats fowls |
|
70. Okporoko {mp3}iaz70{/mp3} Okpoloko {mp3}iaz70a{/mp3} Cod Fish |
Okporoko na-atọ ụtọ n'ofe {mp3}iaz70b{/mp3} Okpoloko na-asọ n'ofe {mp3}ktsaz70c{/mp3} Cod fish is delicious in a soup |
|
71. Ohumagala {mp3}iaz71{/mp3} Orumagana {mp3}iaz71a{/mp3} Chamelion |
Ohumagala nwere agwa mara mma {mp3}iaz71b{/mp3} Orumagana amaka {mp3}iaz71c{/mp3} A chamelion has beautiful colours |
|
72. Ndaṅụ {mp3}iaz72{/mp3} Ikpuru {mp3}iaz72a{/mp3} Ikpulu {mp3}iaz72b{/mp3} Jigger |
Ndaṅụ na-amị ọbara {mp3}iaz72c{/mp3} Ikpuru na-amị ọbara {mp3}iaz72d{/mp3} Ikpulu na-amị ọbala {mp3}iaz72e{/mp3} A jigger sucks blood |
|
73. Nchi {mp3}iaz73{/mp3} Nchi {mp3}iaz73a{/mp3} Grasscutter |
Anụ nchi na-atọ ụtọ {mp3}iaz73b{/mp3} Anụ nchi na-asọ ụsọ {mp3}iaz73c{/mp3} grasscutter meat is delicious |