AJỤJỤ NA ỌSỊSA
|
Questions and Answers
1. Onye?
Who? |
2. Gịnị?
What? Gini?
Why?
|
3. Kedụ?
How? |
4. Ebe ole?
Ebe one?
Where?
|
5. Mgbe Ole?
Mgbe One?
What Time?
|
6. Nke Ole?
Nke One?
Which one? |
=====
AJỤJỤ (Questions) |
ỌSỊSA ( Answers) |
---|---|
1. Onye?
Who?
|
|
Onye ka ị bụ?
Who are you?
|
A bụ m …..
I am … |
(tinye onye Ị bụ dika aha gị, ebe isi, dokinta, onye nkuzi)
( Insert who you are, such as, your name, where you’re from, doctor, teacher)
|
|
A bụ m Chima
I am Chima |
|
A bụ m onye Igbo
I am an Igbo
|
|
A bụ m nwa akwụkwọ
I am a student |
|
Gịnị?
What? |
|
Gịnị bụ Aha?
Gịnị bụ Afa?
What is your name?
|
Aha m bụ ----
Afa m bụ ------ My name is ------- |
Aha m bụ Chima
Afa m bụ Chima
My name is Chima
|
|
Gịnị bụ Aha (Afa) Nna gị?
What is your father’s name? |
Aha (Afa) Nna m bụ --
My father’s name is --- |
Gịnị bụ Aha (Afa) Nne gị?
What is your mother’s name?
|
Aha (Afa) Nne m bụ --
My mother’s name is - |
Gịnị ka I riri?
Gịnị ka I rili?
What did you eat?
|
E riri m osekapa
E rili m osekapa
I ate Rice |
Gịnị ka I chọrọ?
Gịnị ka I chọlụ?
What do you want?
|
A chọrọ m -----
A chọlụ m -----
I want ------ |
(Tinye akwukwọ, nri, osekapa, ego, azụ, )
(Insert book, food, rice, money, fish) |
|
A chọrọ m nri
A chọlụ m nni
I want food |
|
2. Gịnị ka I na-eme?
What are you doing?
|
A na m -----
I am ---- |
(Tinye ihe ị na-eme, add what you’re doing) |
|
A na m eri ihe
I am eating something |
|
A na m eri nri
I am eating food A na m eri osekapa
I am eating rice
|
|
A na m amụ ihe
I am learning something |
|
A na m amụ akwukwọ
I am studying |
|
A na m amụ Igbo
I am learning Igbo
|
|
A na m egwuri egwu
I am playing |
|
2a. Gịnị?
Why? Gịnị mere I ji ebe akwa akwa?
Gịnị melụ I ji ebe akwa? Why are you crying? |
|
3. Kedụ?
How?
|
|
Kedụ ka Ị dī?
How are you? |
A di m nma
I am fine |
Kedụ ka ọ dī?
How is it?
|
Ọ dị nma
It is fine
|
4. Ebe ole?
Ebe one?
Where?
|
|
Ebe ole ka isi?
Where are you from?
|
E si m ------
E si m OVIM
I come from OVIM
|
Ebe ole ka ibi?
Ebe one ka ibi?
Where do you live? |
E bi m na ------
I live in ------ E bi m na Nu Yọk
I live in New York
|
5 Mgbe Ole?
Mgbe One?
What Time? |
|
Mgbe Ole ka Ị gara ụlọ akwụkwọ?
Mgbe One ka Ị jere ụnọ akwụkwọ?
What Time did you go to school? |
A gara m ụlọ akwụkwọ na elekere iri?
E jere m ụnọ akwụkwọ na Elekere ili?
I went to school by 10 O’clock?
|
6 Nke Ole?
Nke One?
Which one? |
|
Nke Ole ka i chọro?
Nke One ka ị chọlụ?
Which one do you want?
|
A chọrọ m nke oji
A chọlụ nke oji
I want the black one |
p>
RECOMMENDED BEGINNER LESSON PATHL
Intro | Family Setting |
Greetings | Action Words |
Question & Answers | Alphabets |