|
A, a Akwukwo (Book)
Anya (Eye)
Aka (Hand)
|
|
B, b Bata (Come in)
Bịa (Come)
Biko (Please)
|
|
CH, ch Chineke (God)
Chukwu (God)
Chere (Wait)
Cheta (Remember)
|
|
D, d Dalu (Thank you)
Dee ihe (Write Some thing)
Dee ife (Write Something)
Dote (Keep)
Dozie (Fix /Arrange)
Duga (Escort)
|
|
E, e Ego/Ego (Money)
Eze (Teeth)
Egbe (Kite)
Enyi (Elephant)
|
|
F,f Fa/(ha) (They )
Ficha (Clean/Clear)
Furu/(fulu)(Lost)
|
|
G, g Gaa (Go)
Gini (What?)
|
|
GB, gb Gbaa (Shoot)
Gbata(Rush/Come quickly)
Gbanwe (Change)
|
|
GH, gh Ghara Leave/Abandon
Ghanye (Pour)
Gharị (Confused/Confusion)
|
|
GW, gw Gwa (Tell )
Gwakọ (Mix )
Gwuo (Swim)
Gwụọ ( Cure )
|
|
H, h Ha(fa) (They)
Hapụ(rapụ) (Leave )
Helue(fenue) (Fly up)
|
|
I,i Ichoku (Parrot)
Iri nri (To eat food)
Ili Nni (To eat food)
Ide (To Write)
|
|
Ị , ị Ịdị n'out (Unity)
Ịje ije (To walk)
Ịga ije (To walk )
Ịgba ọsọ (To run)
|
|
J ,j Jụọ Ajụjụ Ask question
Jee ahịa (Go to Market )
Jee afịa (Go to Market )
Jaa Chukwu/Chineke mma (Praise the Lord)
Jaa m mma (Praise me)
Jee ọrụ (Go to Work)
Jee ọlụ (Go to Work)
Jide m (Hold me)
Jee ụlọ akwụkwọ(Go to School)
Jee ụnọ akwụkwọ(Go to School)
Jikere (Prepare)
|
|
K , k Ka Chi bọọ(Good Night)
Ka Chi foo(Good Night)
Kedụ? (How?)
Kemesịa (Good Bye)
|
|
KP , kp Kpaa nkata (Discuss)
Kpere Chineke(Pray to God)
Kpelụ Chineke(Pray to God)
Kpọọ m (Call me)
|
|
KW , kw Kwado (Prepare)
Kwere (Agree)
Kwọọ aka (Wash hand)
|
|
L , l Laa ụlọ (Go home)
(Naa ụnọ) (Go home)
Lee (Look)
Lụọ (Marry)
|
|
M , m Mara (Know)
Mara nma(Is beautiful)
Mechie (Close)
Mụọ ịte egwu(Learn how to dance)
Mụọ ịgba egwu (Learn how to dance)
Mụta (Learn)
Mere m (Do it for me)
|
|
N , n Nna (Father)
Nne (Mother)
Na (and)
Nna na Nne(Father and Mother)
|
|
Ṅ , n Ṅụọ (Drink)
Ṅomịa (Deep thought)
Ṅụrịa (Rejoice)
|
|
NW , nw Nwaanyị(Female/lady/girl)
Nwere (Own)
Nwoke (Male/boy)
|
|
NY , ny Nye m ego(Give me money)
Nyịrị yaa(Difficult to him/her)
Nyaa ụgbọ (Drive a vehicle)
|
|
O , o Olu ()
(Onu)(Neck)
Omenala(Tradition)
Omenanị (Tradition)
Osisi (Tree)
|
|
Ọ , ọ Ọnụ (Mouth)
Ọka (Corn)
Ọkụkọ (Chicken/Fowl)
|
|
P , p Para (Carry)
Pụọ (Go out)
Pụta (Come out)
|
|
R , r Raa ofe(Drink/lick soup)
Ree ihe(Sell something)
Rie nri(Eat food)
|
|
S , r Saa ahụ(Take a bath/ shower)
Saa arụ (Take a bath/ shower)
Saa eze (Brush Teeth)
Sie ihe(Cook something)
Sie ife(Cook something)
Sịa asị (Tell a lie)
Sụọ akwa(Do laundry/Wash clothes)
Soro (Follow)
|
|
SH , sh Shie anụ(Cook meat)
Shiri nri(Cooked food)
Shitu n'ọkụ(Warm it up)
|
|
T , t Taa (Chew)
Tigbuo (Kill)
Tụọrọ m(Toss/Throw to me)
|
|
U , u Ugbo (Farm)
Unu niile(You all)
Ukwu(Lower back)
|
|
Ụ , ụ Ụgbọ elu (Airplane)
(Ụgbọ enu)(Airplane)
Ụlọ (House)
(Ụnọ) (House)
Ụkwụ (Leg )
|
|
V , v Vupu (Carry out)
Vuru (Carry)
Vutere m(Carry to (for) me)
|
|
W , w Waa ọjị(Break kola nut)
Weta ego (Bring money)
Wuo ụlọ (Build a house)
(Wuo ụnọ)(Build a house)
|
|
Y , y Yaa (he/she)
Yiri(Looks like/resembles)
Yili (Looks like/resembles)
aYịya (Cray fish)
|
|
Z, z Zaa ụlọ (Sweep the house )
(Zaa ụnọ) (Sweep the house )
Zaa ezi (Sweep compound)
Zie ozi (Send/Give message)
Zụọ akwụkwọ (Buy book)
Zụọ ụlọ (Purchase a home/house)
(Zụọ ụnọ)(Purchase a home/house)
Zụọ ahịa (Conduct a Trade)
(Zụọ afịa)(Conduct a Trade)
|