4 minutes | 891 words

 

Onụ ọgụgụ Igbo na-aga na iri na iri dịka n'okwu bekee. IRI bụ 10. IRI ABỤỌ bụ 10 + 10 m'obụ 10 x 2, etc. Onye ọbụla nwee ike ịguru na ire, ga enwe ike iguru na Nari(100). Ị guruo iri, ibido tinyewe ya otu, abụọ, atọ...ituolu/itenani dika na Bekee (10 + 1 bụ 11, 10 +2 bụ 12,...10 + 9 bụ 19). Ọnụ ọgụgụ ọzọ ma i rute itolu buzi iri abụọ (10 + 10).

If you can count in English, you can count in Igbo. All you do is to count up to 10 and start adding 1, 2, 3...to 9 to make 10 + 1 = 11 and 10 + 9 = 19. After 19, the next number will be 20 called Two

tens (Iri abụọ). 30 is Three Tens or (Iri ato), etc

 

 

 

 

 

 

No

 

Ime okwu n'igbo 

{sentences}

 

 0

efu

 

nọọtụ

 Zero

 

O nwere ihe efu 

 

O nwelụ nọọtụ 

 

 

 

He/She scored a

zero in the exam

  1

 OTU

 

 

 

OFU

 

           One

 

 

 Biko nye otu dọla

 

 

Biko, Nye  m ofu dọla

  

 

 

Please, give me

a dollar

 2

 ABỤỌ

  

 

 ỊBỤỌ

  

 

Two 

 

 

 Ụmụ aka "ABỤỌ"

  

 

 Ụmụ ntakịlị  "n'ỊBỤỌ"

 

Two infants

 3

 ATỌ

ỊTỌ

 Three 

 Lekwa Nwamba atọ

 

 

Nekwa Nwamba ịto

Look at three cats

 

 4

 ANỌ

 

ỊNỌ

Four

 Ụmụ Nnụnụ  "ANỌ"

 

 

Ụmụ Nnụnụ "ỊNỌ"

Four birds

 

 5

 ISE

 

ISE

 

 

Five

 

 E nwere m mkpisi aka  ISE

 

E nwelụ mkpisi aka ISE                          

 

These five birds are beautiful

 6

ISII

  

ISII

 

six

  Nna m nwere Ụgbọ "ISII"

 

Nna m nwelụ Ụgbọ "ISII"

 

My father has six cars 

 

 7

ASAA

 

ỊSAA

 

 

Seven 

 

 Enwere m akwụkwọ

"ASAA"

 

Enwelụ m akwụkwọ

"ỊSAA"

 I have seven books

 8

ASATỌ

ISATỌ

Eight 

 Enwere m uwe "ASATỌ"

 Enwelụ afe "ISATỌ"

 

I have eight clothes

 9

 ITOLU

 

ITENANỊ

 

Nine 

 Nne m nwere

akpụkpọ ụkwụ "ITOLU"

 

Nne m  nwelụ

alpụkpọ ụkwụ

"ITENANỊ"

 

My Mother has nine

pairs of shoes 

10

IRI

 

ILI

 

Ten

 

Biko nye m  dọla "IRI"

 

Biko nye m dọla "ILI"

 

Please give me ten dollars  

11

IRI NA OTU

 

ILI NA OFU

Eleven

 

 

 Ego  m dị "IRI NA OTU"

Ego  m dị"ILI NA OFU"

 My  money is eleven

 

12

IRI NA ABỤỌ

 

ILI NA ỊBỤỌ

Twelve

 

 

 Ego nwanne m

nwoke dị

"IRI NA ABỤỌ"

Ego nwanne m nwoke

dị "ILI NA ỊBỤỌ"

 My nrother's money

is twelve

 

13

IRI NA ATỌ

 

ILI NA ỊTỌ

 

Thirteen

Uwe nwanne m nwanyị

dị "IRI NA ATỌ"

 

 Uwe nwanne m nwanyị

dị "ILI NA ỊTỌ"

 

Our neighbor's yams are thirteen

 

 

14

IRI NA ANỌ

 

ILI NA ỊNỌ

 

 

Fourteen 

 Nnanna m nwere 

ụlọ "IRI NA ANỌ"

 

Nna m oche nwelụ 

ụnọ "ILI NA ỊNỌ"

 

My grand father has

fourteen houses

 

15

IRI NA ISE

 ILI NA ISE

 

Fifteen 

Nnenne  m nwere

ji "IRI NA ISE"

 Nne m oche nwelụ

ji "ILI NA ISE"

My grand mother

has fifteen yams 

 

 

 

16

IRI NA ISII

 

ILI NA ISII

 

 Sixteen

 Enyi m nwere

ụmụ nne "IRI NA ISII"

 

Ọyi m  nwelụ

ụmụ nne "ILI NA ISII"

My friend has sixteen siblings

 

17

IRI NA ASAA

ILI NA ỊSAA

{

Seventeen

 

 

 Nnanna m nwere ụmụ nwa nwa "IRI NA ASAA"

 Nna m oche nwelụ

ụmụ nwa nwa

"ILI NA ỊSAA"

My  grand father

has seventeen grand children

 

18

IRI NA ASATỌ

ILI NA ỊSATỌ

 

Eighteen

 Efere anyị dị "IRI NA ASATỌ"

Efele anyị dị  "ILI NA ỊSATỌ"

 

Our plates are eighteen 

 

19

IRI NA ITOLU

}

ILI NA ITENANỊ

 

}

Ninteen

 Ụmụ kalasị mu dị

"IRI NA ITOLU"

}

 Ụmụ kalasị mu dị

"ILI NA ITENANỊ"

}

My classmates are

ninteen

 

 

20

 

IRI ABỤỌ

 ILI IBỤỌ

 

Twenty

 

Nna m, biko nye m

dọla "IRI ABỤỌ"

 Nna m, biko nye m

dọla "ILI IBỤỌ"

My father, please give me twenty dollars 

 

 

<= Back To Pictorial

 

P

 

 

0
Shares