1 minute | 192 words

 

 

 

 

 

No

Months in Igbo

ENGLISH

1

Ọnwa mbu n'afọ

Ọnwa mbu n'aro

January

2

Ọnwa abụọ n'afọ

Ọnwa ebuọ n'arọ

February

3

Ọnwa atọ n'afọ

Ọnwa itọ n'arọ

March

4

Ọnwa anọ n'afọ

Ọnwa inọ n'arọ

April

5

Ọnwa ise n'afọ

Ọnwa ise n'arọ

May

6

Ọnwa isii n'afọ

Ọnwa isii n'arọ

June

7

Ọnwa asaa n'afọ

Ọnwa isaa n'arọ

July

8

Ọnwa asatọ n'afọ

Ọnwa isatọ n'arọ

August

9

Ọnwa itolu n'afọ

Ọnwa itenanị n'arọ

September

10

Ọnwa iri n'afọ

Ọnwa ili n'arọ

October

11

Ọnwa iri na otu n'afọ

Ọnwa ili na ofu  n'arọ

November

12

Ọnwa iri na abụọ n'afọ

Ọnwa ili na ebụọ  n'arọ

December

 

 

 

0
Shares