3 minutes | 553 words

AKỤKỤ AHỤ MMADỤ N'USORO 

AKỤKỤ ARỤ MMADỤ N'USORO 

PARTS OF HUMAN BODY IN A TABULAR FORMAT                  

  

Igbo/English

 Igbo and English Sentences

Agbisị isi

  Abụba Isi

   Ntụtụ Isi

     Hair

Agbisị isi m dị ogologo

Abụba isi m dị ogologo

Ntụtụ Isi m dị ogonogo

My hair is long

2  Isi

 

 

Head

 

  

Isi m buru ibu

Isi m ebuka

My head is big

3       Ihu

             Iru

        Face

Ihu m mara nma

Iru m amaka

I have a fine face

 

4  Ntị

Ear

Ntị m buru ibu

  Ntị m bulu ibu

  My ear is big

 

5a  Anya

  Anya

 Eye

-------------- 

 5b  Abụba Anya

  Ikuku anya

          Eyelid

Anya m na-ahụ

ụzọ nke ọma

Anya na-afụ ụzọ ọfọma

I can see clearly with my eyes

Abụba Anya m dị ojị

  

  Ikuku anya m dị oji

My eyelid is black

6     Imi

      Nose

 

Imi m dị mkpụkpụ

  My nose is short

 

7       Ọnụ

 

             Ọnụ

      Mouth

 

Ọnụ

Ọnụ ka m ji eli ife

I eat with my mouth

8     Agba

 

            Agba

 

         Jaw

Agba na-egbu

m mgbu

Agba m na-enye m nsogbu

  My jaw is painful

9     Olu

      Onu

 

    

    Neck

 

E ji m iyeri

"Olu" mara nma

E ji m iyeli

"Onu" mala nma

  

I am wearing a beautiful necklace

 

10  Abụba Aka

    Abụba Aka

 

      

    Shoulder

 

 

"Abụba Aka" m zara aza 

Abụba Aka m zalụ aza

 

My shoulder is swollen

11  Aka

 

     Aka

       Hand

Aka m juru eju

Aka m julu eju

My hand is full.

12  Mkpụrụ Aka

 

     Mkpịsị aka

         Fingers

 

Mkpụrụ Aka dị ise

 

Mkpịsị aka dị ise

My fingers are five

13     Obi

 

        Obi

       Heart

 

 ---------------

       Obi

 

     

     Chest

Obi dị m ọcha

Obi m dị ọcha

My heart is clean

My conscience is clean

 -------------

Obi na-egbu m mgbu

Obi na-afụ m ụfụ

My chest is paining me

 

14   Afọ

     Afọ

       Stomach

 

Afọ m dị ntakiri

Afọ m dị ntakịlị

My stomach is small

 

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

 

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares