PEOPLE
Ebe ndi mmadu na-aga mgbe ọbula
Ebe ndi mmadu na-eje mgbe ọbụna
Where People commonly go to
|
Igbo/English |
Igbo and English Sentences
|
|
1 Ahịa
Afịa
Market |
Ndị Ovim, Isukwuatọ nwere Ahịa a na-akpọ Oriendụ
Ndị Ovim, Isukwuatọ nwelụ Afịa a na-akpọ Oyendu
Ovim Isuikwuatọ people have a market called Oriendu (market for life)
|
|
2 Ụlọ Ọrụ
Ụnọ Ọlụ
Office
|
Ụlọ Ọrụ m dị Na Nuyọk
Ụnọ Ọlụ m dị Na Nuyọk
My office is in New York
|
|
3 Ụlọ Ego
Ụlọ Akụ
Ụnọ Ego
Ụnọ Akụ
Bank
|
Tnye ụgwọ ọnwa gị n'Ụlọ Ego
Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụlọ Akụ
Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụnọ Ego
Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụnọ Akụ
Deposit your salary in the bank
|
|
4 Ụlọ Ekpere
Ụlọ Ụka
{mp3}pppg4a{/mp3}
Ụnọ Ekpele
{mp3}pppg4b{/mp3}
Ụnọ Ụka
Church
|
Anyi na-aga Ụlọ Ekpere mgbe niile
Anyị na-aga Ụlọ Ụka mgbe niile
Anyi na-eje Ụnọ Ekpele mgbe niile
Anyị na-eje Ụnọ Ụka mgbe niine
We attend church regularly We go to church regularly |
|
5 Ụlọ Akwụkwọ
Ụnọ Akwụkwọ
School |
A na m amụ okwu Igbo n'Ụlọ Akwụkwọ anyị
A na m amụ okwu Igbo n'Ụnọ Akwụkwọ anyị
I am learning Igbo Language in our school
|
|
6 Mọlụ
Mọlụ
Mall
|
Anyị enweghị Mọlụ
Anyị enwerọ Mọlụ
We don't have a mall
|
|
7 Ozuzu ike
Ezumike
Vacation
|
Nna m nwere "Ozuzu ike" n'ụlọ ọrụ ya
Nna m nwelụ Ezumike n'ụnọ ọlụ ya
My father has a Vacation from his job
|
|
8 Muvi
Muvi
Movies
|
Anyị gara Muvi taa
Anyị jere Muvi tata
We went to the Movies today
|
|
9 Agbala Akụ Bekee
Agbana Akụ Oyibo
Museum
|
Ndị Ovim, Isukwuato nwere Agbala Akụ Bekee
Ndị Ovim, Isukwuato nwelụ Agbana Akụ Oyibo
The Ovim community Of Isukwuato has a measum
|
|
10
Ụlọ ndi Ije
Ụno ndi Ije
Hotel
|
Ebi m n'Ụlọ ndi Ije
Ebi m n'Ụnọ ndi Ije
I live in a hotel
|
|
11
Ụlọ Nri Ahịa
Ụnọ nnị Afịa
Restaurant |
Anyị gara n'Ụlọ Nri Ahịa
Anyị jere n'Ụnọ nnị Afịa
We went to a retaurant
|
|
12
Bowolin Allị
Bowolin Allị
Bowling Alley
|
Gini bụ "Bowolin Allị?"
Gini bụ "Bowolin Allị?"
What is a bowling Alley?
|
|
13
Ụlo ana aṅụ kọfị
Ụnọ ana-ala kọfị
Coffee Shop
|
Kedụ Ụlo ana aṅụ kọfị?
Kedụ Ụnọ ana-ala kọfị?
Where is a cofee shop?
|
|
14
Ahịa Bekee
Afịa Oyibo
Super Market |
Ahịa Bekee dị n'obodo anyị
Afịa Oyibo dị n'obo anyị
We have a super Market in our town |
|
15 Ama Ọha
Ama Ozuzu
Ama Ọra
Park /Play Ground
|
Anyị gara n'Ama Ọha taa
Anyị gara n'Ama Ozuzu taa
Anyị jere n'Ama Ọra tata
We went to the park today or We went to the play ground today |
|
16 Ama Igwuri Egwu
Ọgbọ Igwuli Egwu
Sports Center |
Anyị nwere "Ama Igwuri Egwu"
Anyị nwelụ "Ọgbọ Igwuli Egwu"
We have a sports Center
|
|
17
Ụlọ Ọgwụ
Ụnọ Ọgwụ
Hospital
|
Nwanne m nwaanyị bụ nọsụ n'Ụlọ Ọgwụ
Nwanne nwaanyị bụ nọsụ n'Ụnọ Ọgw
My sister is a nurse in a hospital |
PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)