PEOPLE
Nri Ndi Mmadụ na-eri :
Nni Ndi Mmadụ na-eli:
Food People Eat
|
NO |
IGBO |
SENTENCES |
|
1 |
Chiizi Bọga
Cheese Burger |
A tara m Chiiz Bọga taa
I eat Cheese Burger today |
|
2 |
Kọtejị Chiiz
Cottage cheese |
Anyị nwere Kotejị Chiiz na firiji
We have Cottage Cheese in our fridge |
|
3 |
Kirim Chiiz
Cream cheese |
Kirim Chiiz na-atọụtọ
Cream cheese is sweet |
|
4 |
Akwa
Eggs |
Nne m ghere akwa taa
My mother fried eggs today |
|
5 |
Ice krimu
Ice cream |
Ice krim na-ajụ oyi n'ọnụ
Ice krim is cold in the mouth |
|
6 |
Milik
Mmiri ara ehi
Mmiri ala efi
Milk |
Milik na-emezi ahụ
Mmiri ara ehi na-emezi ahụ
Mmili ala efi na-emezi arụ
Milk is nutrious/healthy |
|
7 |
Yogọtụ
Yogurt |
Yogọtụ na-amasị nne m
My mother likes Yogort |
|
8 |
Begụlụ
Bagel |
A tara m Begụlụ n'ụtụtụ
I ate Begal in the morning |
|
9 |
Achịcha Bekee
Bread |
A chọrọ m iji Achịcha Bekee Ṅụọ tii
I want to drink tea with bread |
|
10 |
Nnudụlụ
Noodles |
Nnudụlụ bụ nri ndi China
Noodles is for Chinese |
|
11 |
Pasta
Pasta |
Pasta bụ nri ndi Itali
Pasta is Italian food |
|
12 |
Pọtọpọtọ
Porridge |
Biko, nyetụ pọtọpọtọ ka m rie.
Please give me some porridge to eat |
|
13 |
Peteto
Potatoes |
Nwanne m nwoke chọrọ peteto
My brother wants Potatoe |
|
14 |
Osikapa
Rice |
Nne m na-esi osikapa kwa ụbọchịụka
My mothers cooks rice every Sunday |
|
15 |
Bekọn
Bacon |
Bekon bu nri ụtụtu n'Amirika
Bacon is for breakfast in America. |
|
16 |
Anụ Nnama
Beef |
Anụ Nnama ɓụ anụ e ji eme Ham bọga
Beef is the meat used for Ham Burgers |
|
17 |
AnụỌkụkọ
Chicken |
Nna m na-achọ anụọkụkọ mgbe niile
My father wants Chicken all the time |
|
18 |
Ham
Ham |
Ham na-ato utọ
Ham is sweet |
|
19 |
Anụ Atụrụ
{mp3}pfpe19{/mp3}
Lamb |
Onye agbata obi anyị na-ata anu atụrụ
{mp3}pfpe19{/mp3}
Our neighbor eats Lamb |
|
20 |
Pankek
{mp3}pfpe20{/mp3}
Pan cake |
Pankek na-atọba m n'ụmị
{mp3}pfpe20a{/mp3}
Pan cake is my favorite delicacy |
|
21 |
Oporo
{mp3}pfpe21{/mp3}
Prawns |
Nne m jI Oporo esi ofe
mp3}pfpe21a{/mp3}
My mother cooks soup with Prawns |
|
22 |
Anụ Ezi
Pork |
Anụ ezi na-eme ka mmadụ bue ibu
Pork is fattening |
|
23 |
Azụ
Fish |
Azụ na enye ndụ
Fish is nourishing |
|
24 |
Soseji
Sausage |
Sọseji bụ nri ndi bekee
Sausage is a whiteman's food |
|
25 |
Anụ Torotoro
Turkey |
Anụ torotoro ka eji eme ememe Tanksgivin
Turkey is used to celebrate Thanksgiving |
|
26 |
Apụlụ
Apple |
Apụlụ na-atọụtọ
Apụlụ na-asọ ụsọ
Apple is sweet |
|
27 |
Une
Banana |
Nwanne m nwaanyị na-ara une chara acha
Nwanne m nwaanyị na-alacha une chala acha
My sister is eating a ripe banana |
|
28 |
Brọkọlị
Broccoli |
E riri m osikapa eji ọkụkọ na Brọkọlị sie
I ate rice with chicken and broccoli |
|
29 |
Kokụmba
Cucumber |
Kokụmba abụghị nri ṅdigbo
Cucumber is not an Igbo food |
|
30 |
Gurapụ
Grapes |
Gurapụ dị n'ụlọ anƴị
Gurapụ dị n'ụnọ anƴị
We have grapes in our house |
|
31 |
Letusu
Lettuce |
A chọrọ m letusu
I want lettuce |
|
32 |
Pịị
Peas |
Anyị chọrọ pii
We want Peas |
|
33 |
Ụkam
Ogbede
Plantains |
Biko nye ụka m
Biko nye Ogbede
Please, give me plantains |
|
34 |
Oroma
----------------------------
Ugiri
Ujiri
Oranges |
Nwanne m nwaanyị chọrọ oroma
--------- Nwanne m nwaanyi chorọ ujiri(ugiri)
My sister wants oranges |
|
35 |
Akpụ
Pounded Cassava |
Nne m oche na-esi akpụ
My grand mother is cooking casava |
|
36 |
Ji
Yams |
Nna m oche na-akọ ji
My grand father farms yams |
|
37 |
Ede
Coco Yam |
Ede anaghi atọụtọ
Coco yam is not sweet |
|
38 |
Nri Ji
Pounded Yam |
Ndigbo na-eri nri ji nke ukwu
Igbo people like Pounded Yam. |
|
39 |
Mmiri ọkụ
Pepper Soup |
Mmiri okụ na-enye aka mgbe oyi
Pepper soup is helpful during the cold season. |
|
40 |
Ofe
Soup |
Ofe nne m na-atọụtọ
My mother's soup is sweet |
|
41 |
Agwa
Beans |
Nwanne m nwaanyị na-esi agwa
My sister is cooking beans |
|
42 |
Akara
Fried Beans balls |
Akara bụ ezigbo nri ụtụtụ na Nijiria
Akara is a great breakfast in Nigeria |
|
43 |
Mọi Mọi
Special Beans Treats |
Moị Mọị na-enye ndu
Moị Mọi is nutritous |
|
44 |
Kpọf Kpọf
Rounded Flower balls |
Achọrọ m kpọf kpọf
I want rounded flower balls |
|
45 |
Akamụ
Nigerian Qauker Oats |
Akamụ na akara bụ nri ụtụtụ na ṅijiria
Akamu and akara are breakfast in Nigeria |
|
46 |
Akụ Bekee
Akị Oyibo
Coco nut |
Achọrọ m ịṄụ mmiri akụ bekee
I
want to drink coco nut liquid(milk) |
|
47 |
Ahuekere
---------------------- Asiboko
Peanuts (Ground nuts) |
Biko zụtara m ahuekere
--------------------------- Biko zụtara m asiboko
Please buy peanuts(ground nuts) for me |
|
48 |
Ọjị
Kola nuts |
Onye wetara Ọjị wetara ndu
He who bring Kola nuts, brings life |
|
49 |
Ose ọjị
Alligator Pepper
|
E ji ose Ọjị ata Ọjị
Alligator pepper is eaten in conjuction with Kola nuts
|
|
50 |
Ụgbaa
--------------------------- Ụgbaka
African Oil bean |
Biko kunye m ụgbaa ka m taa
Biko kunye m ụgbaa ka m taa
Please dish me African Oil bean to eat
|
|
51 |
Piza
Pizza |
A tara m piza n'ụlọ akwụkwọ m taa
A talụ m piza n'ụnọ akwụkwọ m tata
I ate piza in my school today. |
|
Igbo
|
English |
|
Nri
Nni
|
Food |
|
Nri ụtụtụ
Nni ụtụtụ
|
Breakfast |
|
Nri ehihe
Nni efife
|
Lunch (afternoon food) |
|
Nri Anyansị
Nni Anyansị
|
Dinner/Evening meal)
|
|
Nri abalị
Nni abanị
|
Dinner (Super) |
PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)