PEOPLE
|
Ezi n'ụlọ Mmadụ - Family:
Ezi n'ụnọ Mmadụ - Family:
|
|
Central Igbo/
Anambra
/English
|
Igbo and English
|
|
|
1 |
Nna
Nna
Father
|
Nna m bụ ezigbo
mmadụ
Nna m bụ ezigbo
mmadụ
My father is a
good man.
|
|
2 |
Nne
Nne
Mother
|
Nne m mara nma
dị egwu.
Nne m bụ ọmalicha nwanyị. My mother is very
beautiful.
|
|
3 |
Di
Di
Husband
|
Di m bu ọgaranya.
Di m bụ ọgalanya.
My husband is a
wealthy man.
|
|
4 |
Nwunye
Nwunye
Wife
|
Nwunye m mara
nma nwaṅyị
Nwunye m bụ ọmalicha nwanyị
My wife is a
beautiful woman
|
|
5 |
Di na Nwunye
Di na Nwunye
Husband and Wife
|
Anyị bụ Di na nwunye
Anyị bụ Di na ṅwunye.
We are husband
and wife
|
|
6 |
Nwanne nna nwoke
mọbụ(or)
Nwanne nne nwoke
"Iyaa"
Uncle
|
Nwanne nna m
nwoke bịara taa
Nwanne nna m
nwoke bịalụ taa
Iyaa m bịara taa
My uncle came today
|
|
7 |
Nwanne nne nwanyi
Nnanne nna nwanyị
"Iye eye"
Aunt
|
Nwanne nne m
bi n'ụlọ anyị
Nwanne nne m
bi n'ụnọ anyị
Iye eye m bị n'ụlọ anyị
My Aunt lives in
our house
|
|
8 |
Nwoke
Nwoke
Man (Male)
|
A bụ m nwoke
tozuru oke.
A bụ m nwoke tozulu oke.
I am a full grown
man.
|
|
9 |
Ọkwara
Ọkpala
First Son (First Male Child)
|
Ọkwara m lụtara ezigbo nwunye
Ọkpala m nụtalụ ezigbo nwunye
My first son is married to a good wife
|
|
10 |
Ada
First female Child First daughter
|
Ada m nwanyị bụ Dọkinta
Ada m nwanyị bụ Dọkinta
My first daughter is a doctor
Ada m nwanyị nwere ezigbo dị
Ada m nwanyị nwelụ ezigbo dị
My first female Child has a good husband.
My first daughter has a good husband.
|
|
11 |
Nwanyị
Nwanyị
Female/Woman/Lady
|
Nwanyị a bụ asa.
Nwanyị a bụ asampete This woman is
a dazzling beauty.
|
|
12 |
Nna oche
Nna oche
Nnanna
Grand father
|
Nna m oche ka
di ndu.
Nnanna m ka
di ndu.
My grandfather
is still alive.
|
|
13 |
Nne Oche
Nnenne
Grand mother
|
Nne m oche bụ
agbara nwanyi.
Nne m oche bụ
agbala nwanyi.
Nnenne m bụ agbara nwanyị.
My grandmother
is a great woman
|
|
14 |
Nwa nwoke
Nwa nwoke
Boy
|
Nwa m nwoke
na-agba bọlụ.
Nwa m nwoke
na-agba bọlụ.
|
|
15 |
Nwa nwanyị
Nwa nwanyi
Girl
|
Nwa nwanyị a
mara nma.
Nwa nwanyi a bu omalicha nwa This girl is
beautiful or
This girl is a
beautiful girl.
|
|
16 |
Nwantakịrị
Nwantakịlị
Child
|
Aha nwantakịrị a bụ Emeka
Afa nwantakịlị a bụ Emeka
The name of this
child is Emeka
|
|
17 |
Nwa nwa Nwoke
Nwa nwa Nwoke
Grand Son
|
Emeka bụ Nwa nwa m Nwoke Emeka bụ Nwa
nwa m nwoke
Emeka is my
grand son
|
|
18 |
Nwa nwa Nwanyị
Nwa nwa Nwanyị
Grand Daughter
|
Nkechi bụ Nwa
nwa m Nwanyị
Nkechi bụ Nwa
nwa m Nwanyị
Nkechi is my
grand daughter
|
|
19 |
Nwa ọhụọ
Nwa ọfụọ
New born Baby
|
Nwunye m mụrụ
nwa ọhụọ.
Nwunye m mụlụ
nwa ọfụọ.
My wife gave
birth to a new baby.
|
|
20 |
Onye na-eku Nwa
Onye na-enodo Nwa
Baby Sitter
|
Nneka bụ onye
na-eku nwa.
Nneka bụ onye
na-enedo nwa.
Nneka is a baby sitter
|
|
21 |
Nwanne nwoke
Nwanne nwoke
Brother
|
Nwanne m nwoke bụ
onye ọka ikpe.
Nwanne m nwoke
bụ onye oka ikpe .
My brother
is a lawyer.
|
|
22 |
Nwanne nwanyị
Nwanne nwanyị
Sister
|
Nwanne m
bụ nwa akwụkwọ
Nwanne m
nwanyị bụ nwa akwụkwọ
My sister is a student |
|
23 |
Okenye
Okenye
Elder
|
Okenye na-enwe
uche karịa nwanta.
Okenye na-enwe
uche kalịa nwata.
An elder is wiser
than a child.
|
|
24 |
Dimkpa
Dimkpa
A strong man
|
Okereke bụ dimkpa
Okeke bụ dimkpa
Okereke/Okeke
is a strong man.
|
|
25 |
Okorobịa
Okolobịa
Youth (Male)
|
Mazi bụ okorobịa
Mazi is a youth
or
Mazi is a young
man.
|
|
|
|
|
|
26 |
Agbọghobịa
Agbọghobịa
Lady(Young woman)
|
Amaka bụ agbọghọbịa.
Amaka bụ agbọghọbịa. Amaka is a young lady
|
|
27 |
Ntorobia
Ntolobịa
Youth (Male or Female)
|
Mazi na Amaka
bụ ntorobịa.
Mazi na Amaka bụ ntolobịa. Mazi and Amaka are
young adults
|
|
28 |
Ejima
Ejima
Twins
|
Nwa nne m
mụrụ ejima.
Nwa nne m
mụlụ ejima.
My sister gave
birth to a set of twins.
|
|
29 |
Ọgọ nwoke
Ọgọ nwoke
Father-in-law
|
Ọgọ m nwoke bụ nwoke obi ọma
Ọgọ nwoke bụ nwoke obi ọma
My Father-in-law is a kind man |
|
30 |
Ọgọ nwanyị
Ọgọ nwanyị
Mother-in-law
|
Ọgọ m nwanyị bụ onye nkuzi nwere obi ọma
Ọgọ m nwanyị bụ onye nkuzi nwelụ obi ọma
My Mother-in-law is a kind teacher
|
|
31 |
Dị Ada
Dị Ada
Son-in-law
|
Dị Ada m nwanyị dị ogologo
Di Ada n nwanyị solụ ogonogo
M Son-in-law is tall |
|
32 |
Nwunye Ọkwara
Nwunye Ọkpala
Daughter-in-law
|
Nwunye Ọkwara m mara nma di egwu
Nwunye Ọkpala m bụ asa nwanyị.
My daughter-in-law is a dazzling beauty |
|
33 |
Enyi
Ọyi
Friends
Enyi Nwoke
Male Friend
Female Friend
|
Ndị a bụ Enyi
Ndị a bu Ọyị These are friends
Ndị a bụ Enyi nwoke na enyi nwanyi
Ndị a bụ Ọyi nwoke na Ọyi nwanyi
These are boy friend and girl friend
|
|
34 |
Onye Agbata Obi
Neighbor
|
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi
Onye agbata obi anyị bụ onye ọkọ ugbo
Our neighbor is a farmer |
|
|