7 minutes | 1384 words

Nri Ndi Mmadụ na-eri :

Nni Ndi Mmadụ na-eli:

Food  People Eat

 

 

     

NO

        IGBO

           SENTENCES

1

Chiizi Bọga

 

 

Cheese Burger

A tara m Chiiz Bọga taa

 

 

I eat Cheese Burger today

2

Kọtejị Chiiz

 

 

Cottage cheese

Anyị nwere Kotejị Chiiz na firiji

 

 

We have Cottage Cheese in our fridge

3

Kirim Chiiz

 

 

Cream cheese

Kirim Chiiz na-atọụtọ

 

 

Cream cheese is sweet

4

Akwa

 

 

Eggs

Nne m ghere akwa taa

 

 

My mother fried eggs today

5

Ice krimu

 

 

Ice cream

Ice krim na-ajụ oyi n'ọnụ

 

 

Ice krim is cold in the mouth

6

Milik

 

 

 

Mmiri ara ehi

 

 

Mmiri ala efi

 

 

Milk

Milik na-emezi ahụ

 

 

Mmiri ara ehi na-emezi ahụ

 

 

Mmili ala efi na-emezi arụ

 

 

Milk is nutrious/healthy

7

Yogọtụ

 

 

Yogurt

Yogọtụ na-amasị nne m

 

 

My mother likes Yogort

8

Begụlụ

 

 

Bagel

A tara m Begụlụ n'ụtụtụ

 

 

I ate Begal in the morning

9

Achịcha Bekee

 

 

Bread

A chọrọ m iji Achịcha Bekee Ṅụọ tii

 

 

I want to drink tea with bread

10

Nnudụlụ

 

 

Noodles

Nnudụlụ bụ nri ndi China

 

 

Noodles is for Chinese

11

Pasta

 

 

Pasta

Pasta bụ nri ndi Itali

 

 

Pasta is Italian food

12

Pọtọpọtọ

 

 

Porridge

Biko, nyetụ pọtọpọtọ ka m rie.

 

 

Please give me some porridge to eat

13

Peteto

 

 

Potatoes

Nwanne m nwoke chọrọ peteto

 

 

My brother wants Potatoe

14

Osikapa

 

 

Rice

Nne m na-esi osikapa kwa ụbọchịụka

 

 

 

My mothers cooks rice every Sunday

15

Bekọn

 

 

Bacon

Bekon bu nri ụtụtu n'Amirika

 

 

Bacon is for breakfast  in America.

16

Anụ Nnama

 

 

Beef

Anụ Nnama ɓụ anụ e ji eme Ham bọga

 

 

Beef is the meat used for Ham Burgers

17

AnụỌkụkọ

 

 

Chicken

Nna m na-achọ anụọkụkọ mgbe niile

 

 

 

My father wants Chicken all the time

18

Ham

 

 

Ham

Ham na-ato utọ

 

 

Ham is sweet

19

Anụ Atụrụ

 

{mp3}pfpe19{/mp3}

 

 

 

Lamb

Onye agbata obi anyị na-ata anu atụrụ

 

{mp3}pfpe19{/mp3}

 

Our neighbor eats Lamb

20

Pankek

 

{mp3}pfpe20{/mp3}

 

Pan cake

Pankek na-atọba m n'ụmị

 

{mp3}pfpe20a{/mp3}

 

Pan cake is my favorite delicacy

21

Oporo

 

{mp3}pfpe21{/mp3}

 

Prawns

Nne m jI Oporo esi ofe

 

mp3}pfpe21a{/mp3}

 

My mother cooks soup with Prawns

22

Anụ Ezi

 

 

Pork

Anụ ezi na-eme ka mmadụ bue ibu

 

 

Pork is fattening

23

Azụ

 

 

Fish

Azụ na enye ndụ

 

 

Fish is nourishing

24

Soseji

 

 

Sausage

Sọseji bụ nri ndi bekee

 

 

Sausage is a whiteman's food

25

Anụ Torotoro

 

 

 

Turkey

Anụ torotoro ka eji eme ememe Tanksgivin

 

 

Turkey is used to celebrate Thanksgiving

26

Apụlụ

 

 

 

 

 

 

 

Apple

Apụlụ na-atọụtọ

 

Apụlụ na-asọ ụsọ

 

 

Apple is sweet

27

Une

 

 

Banana

Nwanne m nwaanyị na-ara une chara acha

 

Nwanne m nwaanyị na-alacha une chala acha

 

 

My sister is eating a ripe banana

28

Brọkọlị

 

 

Broccoli

E riri m osikapa eji ọkụkọ na Brọkọlị sie

 

 

I ate rice with chicken and broccoli

29

Kokụmba

 

 

Cucumber

Kokụmba abụghị nri ṅdigbo

 

 

Cucumber is not an Igbo food

30

Gurapụ

 

 

Grapes

 Gurapụ dị n'ụlọ anƴị

 

 

Gurapụ dị n'ụnọ anƴị

 

 

We have grapes in our house

31

Letusu

 

 

 

 

Lettuce

A chọrọ m letusu

 

 

 

 

I want lettuce

32

Pịị

 

 

Peas

Anyị chọrọ pii

 

 

We want Peas

33

Ụkam

 

 

Ogbede

 

 

 

Plantains

Biko nye ụka m

 

 

Biko nye Ogbede

 

 

Please, give me plantains

34

Oroma

 

 

---------------------------- 

 

Ugiri 

 

 

Ujiri

 

 

Oranges

Nwanne m nwaanyị chọrọ oroma

 

---------

Nwanne m nwaanyi chorọ ujiri(ugiri)

 

 

 

 

 

 

My sister wants oranges

35

Akpụ

 

 

Pounded Cassava

Nne m oche na-esi akpụ

 

 

My grand mother is cooking casava

36

Ji

 

 

Yams

Nna m oche na-akọ ji

 

 

My grand father farms yams

37

Ede

 

 

Coco Yam

Ede anaghi atọụtọ

 

 

Coco yam is not sweet

38

Nri Ji

 

 

 

Pounded Yam

Ndigbo na-eri nri ji nke ukwu

 

Igbo people like Pounded Yam.

39

Mmiri ọkụ

 

 

 

 

Pepper Soup

Mmiri okụ na-enye aka mgbe oyi

 

 

Pepper soup is helpful during the cold season.

40

Ofe

 

 

 

Soup

Ofe nne m na-atọụtọ

 

 

 

My mother's soup is sweet

41

Agwa

 

 

Beans

Nwanne  m nwaanyị na-esi agwa

 

 

My sister is cooking beans

42

Akara

 

 

 

 

Fried Beans balls

Akara bụ ezigbo nri ụtụtụ na Nijiria

 

 

Akara is a great breakfast in Nigeria

43

Mọi Mọi

 

 

Special Beans Treats

 Moị Mọị na-enye ndu

 

 

Moị Mọi is nutritous

44

Kpọf  Kpọf

 

 

Rounded Flower balls

Achọrọ m kpọf kpọf

 

 

 

I want rounded flower balls

45

Akamụ

 

 

 

Nigerian Qauker Oats

Akamụ na akara bụ nri ụtụtụ na ṅijiria

 

 

Akamu and akara are breakfast in Nigeria

46

Akụ Bekee

 

 

Akị Oyibo                    

 

 

Coco nut

Achọrọ m ịṄụ mmiri akụ bekee

 

 

I

 

want to drink coco nut liquid(milk)

47

Ahuekere

 

 

----------------------

Asiboko

 

 

Peanuts (Ground nuts)

Biko zụtara m ahuekere

 

---------------------------

Biko zụtara m asiboko

 

 

Please buy peanuts(ground nuts) for me

48

Ọjị

 

 

 

Kola nuts

Onye wetara Ọjị wetara ndu

 

 

He who bring Kola nuts, brings life

49

Ose ọjị

 

 

 

Alligator Pepper

 

 E ji ose Ọjị ata Ọjị

 

 

Alligator pepper is eaten in conjuction with Kola nuts

 

50

Ụgbaa

 

 

---------------------------

Ụgbaka

 

 

 

African Oil bean

Biko kunye m ụgbaa ka m taa

 

 

Biko kunye m ụgbaa ka m taa

 

 

Please dish me African Oil bean to eat

 

51

Piza

 

 

 

Pizza

A tara m piza n'ụlọ akwụkwọ m taa

 

 

A talụ  m piza n'ụnọ akwụkwọ m tata

 

 

I ate piza in my school today.

 

Igbo

 

English

 

Nri

Nni

 

 

 

 

Food

 

Nri ụtụtụ

 

Nni ụtụtụ

 

 

 

Breakfast

 

Nri  ehihe

 

Nni  efife

 

 

 

Lunch (afternoon food)  

 

Nri Anyansị

 

                 

Nni Anyansị

                  

 

 

 

Dinner/Evening meal)

 

 

 

Nri abalị

Nni abanị

 

 

 

 

Dinner (Super)

 

<= GO BACK TO PICTORIAL

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares