Ihe ana-ah n'lọ r{mp3}kwkk1{/mp3}

Ife ana-afụ n'Ụnọ Ọlụ{mp3}kwkk2{/mp3}

Things  seen at work

 

 

 

Igbo /English

 

Igbo and English Sentences

  

   1

 Ụlọ Ọrụ

{mp3}kwk1{/mp3}

 

Ụnọ Ọlụ

{mp3}kwk1a{/mp3}

  ts office

 

Office

 

 

 

Ụlọ Ọrụ m di na Nụyọk

{mp3}kwk1b{/mp3}

 

Ụnọ Ọlụ m di na Nụyọk

{mp3}kwk1c{/mp3}

 

 

My office is in New York

 

 

 2

 

 

 

 

 

 

 

Onye Ọrụ

{mp3}kwk2{/mp3}

 

Onye Ọlụ

{mp3}kwk2a{/mp3}

  ts worker1

  A worker

 Ndi Ọrụ

{mp3}kwk2b{/mp3}

Ndi  Ọlụ

{mp3}kwk2c{/mp3}

  ts workers

 

Workers

---------

Note "ndi" that conotes

plural

{mp3}wk2cy{/mp3} 

 

 

A na m aga ọrụ.

{mp3}kwk2d{/mp3}

 

Ejeko m Ọlụ

{mp3}kwk2e{/mp3}

 

I am going to work

 

 

 Anyị na-aga Ọrụ

{mp3}kwk2f{/mp3}

 Anyị na-eje Ọlụ

{mp3}kwk2g{/mp3}

 

We are going to work

Note: "anyi" means "we"

{mp3}sw2iz{/mp3} 

 

 

 3

Onye Isi ụlọ ọrụ

{mp3}kwk3{/mp3}

Onye Isi ụnọ ọlụ

{mp3}kwk3a{/mp3}

  ts supervisor man

Supervisor

 

Onye isi ụlọ ọru m  bụ nwoke

{mp3}kwk3b{/mp3}

Onye isi ụnọ olụ m bụ nwoke

{mp3}kwk3c{/mp3}

My supervisor at work is a man

Onye isi ụlọ ọru anyị  bụ nwoke

{mp3}kwk3d{/mp3}

 Onye isi ụnọ olụ anyị bụ nwoke

{mp3}kwk3e{/mp3}

 Our supervisor at work is a man

----------------

 Note "anyi" = "we"

{mp3}w3ex{/mp3} 

 

 

Onye Ode Akwụkwọ

{mp3}kwk4{/mp3}

 Onye Ode Akwụkwọ

{mp3}kwk4a{/mp3}

  ts receptionist

 Secretary

 Onye na-aza fonu

{mp3}kwk4b{/mp3}

  ts secretary

 

Receptionist

 

Onye ode akwụkwọ n'ụlọ

ọrụ  m bụ waanyị

{mp3}kwk4c{/mp3} 

 Onye ode akwụkwọ n'ụnọ

ọlụ m bụ waanyị

{mp3}kwk4d{/mp3}

My secretary at work is a female/lady 

 Enyi m nwaanyị bu Onye na-aza fonu

{mp3}kwk4e{/mp3}

 Ọyi  m nwaanyị bu One na-aza fonu

{mp3}kwk4f{/mp3}

My girl friend is a Receptionist

 

 

5

Ụlọ nri

{mp3}kwk5{/mp3}

Ụnọ nni

{mp3}kwk5a{/mp3}

   ts cafeteria

Cafeteria

 

 

 

 

 

Anyị nwere ụlọ nri n’ụlọ ọrụ anyi

{mp3}kwk5b{/mp3}

 

Anyị nwelu ụnọ nni n'ụnọ

ọlụ  anyị

{mp3}kwk5c{/mp3}

We have a Cafeteria in our work(office)

 

 

 6

 

Ụlọ Nzukọ

{mp3}kwk6{/mp3}

Ụnọ Nzuko

{mp3}kwk6a{/mp3}

  ts conference

Conference Room

  

 

A nọ m n’ụlọ nzuko

{mp3}kwk6b{/mp3}

 

 

A nọ m n’ụnọ nzukọ

{mp3}kwk6c{/mp3}

 

I am in the Conference room

 

 

 7

Kabineti

{mp3}kwk7{/mp3}

 Kabineti

 

 

 Cabinets

 

 

Anyị nwere kabineti

n'ụlọ ọrụ anyị

 {mp3}kwk7a{/mp3}

 

Anyi nwelu Kabineti

n'ụnọ ọlụ anyị

{mp3}kwk7b{/mp3}

 

We have cabinets at work

 

 

 8

 

Okpokoro

{mp3}kwk8{/mp3} 

Okpokolo

{mp3}kwk8a{/mp3} 

Tabụlụ

{mp3}kwk8b{/mp3} 

 

Table

 

 

Anyị nwere okpokoro n'ụlọ ọrụ anyị

{mp3}kwk8c{/mp3}

 Anyị nwere okpokoro n'ụlọ ọrụ anyị

 


Anyị nwelu okpokolo

n'ụnọ olụ anyị

{mp3}kwk8d{/mp3}

Anyị nwere Tabụlụ n’ụlọ ọrụ anyi

{mp3}kwk8e{/mp3}

 We have a Table in

our office(at work)

 

 9

Oche

{mp3}kwk9{/mp3}

Oche

 

 

 Chair

 

 

Anyị nwere oche n’ụlọ ọrụ anyị

{mp3}kwk9a{/mp3}

Anyị nwelu oche n’ụnọ ọlụ anyị

{mp3}kwk9b{/mp3}

 

We have chairs at work

 

 

10

 

 

 

Ebe a na-any mamrị

{mp3}kwk10{/mp3}

Ebe a na-anyụ amịlị

{mp3}kwk10a{/mp3}

  ts bathroom preferred

Restroom/Toilet

Bathroom/Restroom

 

 

 

 

Anyị nwere ebe a

na-anyụ mmamiri

{mp3}kwk10b{/mp3}

 

 Anyị nwelu ebe a na-anyụ amịlị

{mp3}kwk10c{/mp3}

We have a Bathroom or  We have a Restroom or

We have a toilet

 

 

11

Ebe a na-egwu egwu

{mp3}kwk11{/mp3}

Ebe a na-egwuli egwu

{mp3}kwk11a{/mp3}

  ts gym

 

Gym or Recreational Center

 

 

Anyị nwere ebe a na-egwu egwu

 {mp3}kwk11b{/mp3}

Anyị nwelu ebe ana-egwuli egwu

{mp3}kwk11c{/mp3}

We have a Gym or a Recreational Center

 

 

 

12

 

Telefonu

{mp3}kwk12{/mp3}

 Igwe eji ekwu okwu

{mp3}kwk12a{/mp3}

  ts telephone

Telephone

  

 

Ihe a bụ telefonu

ụlọ ọrụ  anyị

{mp3}kwk12b{/mp3}

Ife a bụ telefonu ụnọ ọlụ anyị

{mp3}kwk12c{/mp3}

---------------------------------

Ihe a bụ igwe eji ekwu okwu

n’ụlọ ọrụ  anyị

{mp3}kwk12d{/mp3}

Ife a bu igwe eji ekwu okwu

n'ụnọ ọlụ  anyị

{mp3}kwk12e{/mp3}

 

This is our  Telephone at work

 

 

13

 

Akwkwọ

{mp3}kwk13{/mp3}

Akwụkwọ

ts book ndigbo  

 

  Books

 

 

 

 

Anyị nwere akwụkwọ ọgụgụ n’ụlọ ọrụ anyị

 

{mp3}kwk13a{/mp3}

  Anyị nwelu akwụkwọ ọgụgụ n’ụnọ ọlụ anyị

{mp3}kwk13b{/mp3}

We have books for reading at work

 

14

 

Mkps Akwkw

{mp3}kwk14{/mp3}

Mkpịsị Akwụkwọ

  ts pens

 

Pens

 

 

Ihe ndia a bụ mkpịsị akwụkwọ

{mp3}kwk14a{/mp3}

  Ife ndi a  bụ mkpịsị akwụkwọ

{mp3}kwk14b{/mp3}

 

These are pens

 

 

15

 

Penslụ

{mp3}kwk15{/mp3}

Pensụlụ

  ts pencils2

 

  Pencils

 

 

Ihe ndi a bụ  pensụlụ

{mp3}kwk15a{/mp3}

Ife ndi a bụ  pensụlụ

{mp3}kwk15b{/mp3}

These are pencils

 

16

 

Kop manshin

{mp3}kwk16{/mp3}

  Kopị manshin

  ts copy machines

Copy Machine

  

 

Ihe a bụ kọpị manshịnị anyị

{mp3}kwk16a{/mp3}

Ife a bụ kọpị manshịnị anyị

{mp3}kwk16b{/mp3}

This is our copy machine

 

17

 

kmputa

{mp3}kwk17{/mp3}

kọmputa

  ts computer igbo

  

Computer

 

 

 

Ihe a bụ Kọmputa anyị

{mp3}kwk17a{/mp3}

Ife a bụ Kọmputa anyị

{mp3}kwk17b{/mp3}

 

This is our Computer

 

 

 

 

18

 

Printa

{mp3}kwk18{/mp3}

Printa

  ts printer

 

Printer

 

 

 

Ihe a bu Printa ọhụọ

{mp3}kwk18a{/mp3}

 

 Ife a bụ Printa ofụọ

{mp3}kwk18b{/mp3}

 

This is a new Printer

ọhụọ = new

{mp3}wk18ca{/mp3}

ọfụọ = new

{mp3}wk18cb{/mp3}

 

 

 

 

19

 

Igwe eji ede ihe

{mp3}kwk19{/mp3}

Igwe eji ede ife

{mp3}kwk19a{/mp3}

  ts typewriter  

Type Writer

 

 

 

Ihe a bụ Igwe eji ede ihe

{mp3}kwk19b{/mp3}

Ife a bu Igwe eji ede ife

{mp3}kwk19c{/mp3}

 

This is a type writer

 

 

20

 

Ichọ ọrụ

{mp3}kwk20{/mp3}

 Ichọ ọlụ

{mp3}kwk20a{/mp3}

 Looking for a job/Job Hunting

 

----------------

ịcho = to look for

{mp3}wk20k{/mp3}

 ọrụ/ọlụ = work

{mp3}wk20y{/mp3}

  ts job hunting

 Looking for a job

Job hunting

 

A na m acho ọrụ

{mp3}kwk20b{/mp3}

A na m acho ọlụ

{mp3}kwk20c{/mp3}

I am looking for a job/work

I am  job hunting

-------------------------------

 Nwanne m nwoke na-achọ ọrụ

{mp3}kwk20d{/mp3}

Nwanne m nwoke na-achọ ọlụ

{mp3}kwk20e{/mp3}

My brother is looking for work

My brother is job hunting

 

 

 

 

 

 

21

 Ego

{mp3}kwk21{/mp3}

Ego

  ts money

 

Money

 

 Ego di mkpa

{mp3}kwk21a{/mp3}

 

  Money is important

 

Biko, nye m ego

{mp3}kwk21b{/mp3}

Biko, nyetunụ  m ego

{mp3}kwk21c{/mp3}

Please, give me money

 

 

 

 

 

22

Ụgwọ ọnwa

{mp3}kwk22{/mp3}

Ụgwọ ọnwa

  ts paycenter

  Monthly salary

 

Biko, kwụọ m ụgwọ ọnwa m

{mp3}kwk22a{/mp3}

Biko, kwụkene  m ụgwọ ọnwa m

{mp3}kwk22b{/mp3}

 Please,  pay me my monthly salary

 

 

 

 

23

 

Ụlọ Ego

{mp3}kwk23{/mp3}

Ụnọ Ego

{mp3}kwk23a{/mp3}

 Ụlọ Akụ

{mp3}kwk23b{/mp3}

Ụnọ Akụ

{mp3}kwk23c{/mp3}

  ts bank

 Bank

 

 

A na m etinye ego m n’ụlọ ego

{mp3}kwk23d{/mp3}

A na m edebe ego m n’ụlọ ego

{mp3}kwk23e{/mp3}

I deposit my money  in the bank

I put my money in the bank

 

 

24

 

 

Akpa ọrụ

{mp3}kwk24{/mp3}

 

Akpa ọlụ

{mp3}kwk24a{/mp3}

  ts brief case

 

Brief case

 

 

  

 

Biko, bunye m  akpa ọrụ m

{mp3}kwk24b{/mp3}

 

Biko bunyekene  m akpa ọlụ m                                         

{mp3}kwk24c{/mp3}

Please give me my brief case

Please hand me over my brief case

 

 

 

 

 

 

 

0
Shares