|
Igbo and English |
Igbo & English Sentences |
|
1 Akwụkwọ {mp3}sw1{/mp3}
Book |
A na m agụ-Akwụkwọ {mp3}sw11a{/mp3} I am reading book
|
|
2 Ụlọ Akwụkwọ {mp3}sw2{/mp3}
School |
A na m eje-Ụlọ Akwụkwọ {mp3}sw22{/mp3}
I am going to school |
|
3 Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ {mp3}sw3{/mp3}
School bus |
E jim Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ {mp3}sw33a{/mp3}
I used the school bus -------------------------- Anyị ji Ụgbo Ụmụ Akwụkwọ {mp3}sw33ka{/mp3} We used the school bus
|
|
4 Onye Nkuzi
{mp3}sw4{/mp3}
Teacher |
Onye Nkuzi anyi bụ nwaanyị {mp3}sw44{/mp3}
Our teacher is a
female
|
|
5 Ule {mp3}sw5{/mp3} Nene akwụkwọ {mp3}sw5a{/mp3} 24 + 24 = 48
Exams |
Anyi lere ule taa {mp3}sw55{/mp3}
Anyị Nenelụ akwụkwọ tata {mp3}sw5k{/mp3}
We had an exam today
|
|
6 Ọrụ {mp3}sw6{/mp3} Ọlụ
{mp3}sw6a{/mp3}
Work |
E nwere m Ọrụ {mp3}sw66{/mp3} I have a job --------------------- A na m ehicha ụlọ ọrụ {mp3}sw66k{/mp3} I clean offices Anyị na-eficha ụnọ ọlụ {mp3}swk66k{/mp3} We clean offices
|
|
7 Onye ịsị Ọrụ {mp3}sw7{/mp3}
Supervisor (Boss) |
Onye isi ọrụ m bụ nwoke {mp3}sw77{/mp3}
My supervisor is a man
|
|
8 Irụ ọrụ {mp3}sw8{/mp3}
To work |
Ị rụ ọrụ bara uru {mp3}sw8a{/mp3}
To work is important
|
|
9 Ịchọ Ọrụ {mp3}sw9{/mp3}
Job Hunting (Looking for a job)
|
Nwanne m nwoke na-achọ ọrụ {mp3}sw99{/mp3}
My brother is job hunting (looking for a job)
|
|
10 Ego {mp3}sw10{/mp3}
Money
|
Ego bara uru {mp3}sw100{/mp3} Money is important
|
|
11 Ụgwọ ọnwa {mp3}sw111a{/mp3}
Monthly salary |
Ego ka eji akwụ ụgwọ ọnwa {mp3}sw111x{/mp3}
Money is used to pay monthly salary
|
|
12 Ụlọ Ego (Ụlọ Akụ) {mp3}sw12{/mp3}
Bank |
Tinye ego gị n'ụlọ ego {mp3}sw122{/mp3} Put your money in the bank
|
|
13 Nye m ego {mp3}sw13{/mp3} Nye m ego
Give me money |
Nna, biko nye m ego. {mp3}sw133{/mp3}
Father, please give me some money
|
|
14 Igwu egwu {mp3}sw14a{/mp3} Igwuli egwu {mp3}sw14aa{/mp3}
Recreate( Play)
|
A na m egwu egwu {mp3}sw144a{/mp3} A na m egwu egwu {mp3}sw144b{/mp3} I am playing (recreating)
|
|
15 Nwe aṅụrị {mp3}sw15{/mp3}
Solialize |
Bịa ka anyị jee nwee aṅurị {mp3}sw155{/mp3} Come, let us go and socialize |
|
16 Ahịa {mp3}sw16{/mp3}
Shop(Market) |
Anyi na-aga ahịa {audio}sw166.mp3{/audio} Anyi na-eje ahịa {mp3}sw166a{/mp3} We are going shopping
|
|
17 Igo nri {mp3}sw17{/mp3}
Buying Food |
Anyị gara ahia igo nri {mp3}sw177{/mp3} We went to shop for food
|
|
18 Ezumike {mp3}sw188a{/mp3} Ozuzu ike {mp3}sw188ka{/mp3}
Vacation(holidays)
|
Anyị nwere Ezumike {mp3}sw188{/mp3}
We have a holiday (vacation)
|
|
19 Ịmụ Ọrụ {mp3}sw19a{/mp3}
Learn a trade |
Emeka, na-amụ ọrụ {mp3}sw199{/mp3} Emeka is learning a trade.
|
|
20 Igba Egwu {mp3}sw12020{/mp3}
Ite Egwu {mp3}sw12020a{/mp3} Dancing |
Nneka na-amụ igba egwu {mp3}sw12020b{/mp3}
Nneka na-amụ Ite Egwu {mp3}sw12020c{/mp3} Nneka is learning to dance
|
|
21 Igba Ọsọ {mp3}sw21{/mp3}
Running
|
Enyi m na-agba ọsọ. {mp3}sw221{/mp3}
My friend runs My friend is running
|
|
22 iji ụkwụ {mp3}sw22a{/mp3} iga ije {mp3}sw22aa{/mp3}
Walking
|
E jim ụkwụ gaa ahịa taa {mp3}sw222{/mp3}
I walked on foot to the Store
|
|
23 Igba Igwe {mp3}sw23{/mp3}
Ridding a bicycle |
Eji m igba igwe ga ụlọ akwụkwọ taa {mp3}sw223a{/mp3} I rode to school t oday on a bicycle
|
|
24 Ụgbo Elu {mp3}sw24{/mp3}
Aeroplane
|
Anyị ji Ụgbọ elu gaa Ala Igbo, Nigeria {mp3}sw224b{/mp3} We went to Igbo Nation by an aeroplane
|