3 minutes | 661 words

 Nmekorita

Socializing (Part 3)

   

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

30

Iri nri n'ụlọ nri

 

 Ili nni n'ụnọ nnị

 

Dinning out in a Restaurant

 

Ka anyi ga rie nri n’ulọ nri

dị na Manhattan

 

Ka anyi je lie nni n’unọ nni

di na Manhattan

Lets us go and eat in a

restaurant in Manhattan.

 

31

Iga igwu mmiri

 

Ije  igwu mmili

 

 

 Go to swim

 

Bia, ka anyị gaa gwuo mmiri

 

Bia, ka anyị jee gwuo  mmili

 

Come, let us go  swimming

32

Lele  ndi na-agba bọolu

 

Nene  ndi na-agba boọlu

 

 

Watch people playing ball

or 

Watch sports

 

Ka anyi gaa lele  ndi na-agba boọlu

 

Ka anyi jee nene  ndi na-agba boọlu

 

Let us go and watch people

playing ball

or

Let us go and watch sports

 

33

Ụbọchị ọmụmụ

 

Ụbọsị ọmụmụ

 

 

 Birthday

 

Obị ụtọ nke Ụbọchị ọmụmụ

  

Obị ụsọ nke Ụbọsị ọmụmụ

 

  Happy birthday

34

Obị ụtọ nke Valantan

 

Obị ụsọ nke Valantan

 

 Happy valentines

 

A na m enye gi ekele obi ụtọ nke Valantan

 

A na m enye gi ekene obi ụsọ maka valantan

I am wishing you a happy valentine

35

Obị ụtọ nke Ista

 

Obị ụsọ nke Ista

Happy Easter

 

Ezigbo Obị ụtọ nke Ista

 

Ezigbo Obị ụsọ nke Ista

I wish you Happy Easter

36

Obị ụtọ nke Tanksgivin

 

Obị ụsọ nke Tanksgivin

 

Happy Thanksgiving

 

Ezigbo Obị ụtọ nke Tanksgivin

 

Ezigbo Obị ụsọ nke Tanksgivin

Happy Thanksgiving

37 

Ekresmesi

 

Ekresmesi

 

Christmas

 

Obị ụtọ nke Ekresmesi

 

Obị ụsọ nke Ekresmesi

 

  Happy Christmas

38

Ihe arara

 

Ife nlacha

 

 Suwiitii

 

Sweet

 

Ihe orara na-adi ụmụ nwanyị  nma

 

Ife nlacha na-asọ umu nwanyị ụsọ

 

Suwiitii na-asọ umu nwanyị ụsọ rie nne

 Sweets are great treats

for  women or

Women love sweets a lot

 

39

 Kandị

Kandị

 

 

 Candy

 

Kandi na-atọ ụtọ

Kandi na-asọ ụsọ

Candy tastes good

40

Ihe onyinye

  

Ife onyinye

Gift box

or 

 Present

 

 Ike nyere Nkechi onyinye

 

Ike nyelụ Nkechi onyinye

 

Ike gave Nkechi a gift/present

41

Enyi

 

  Oyị

 

   Friend

Ike na Nkechi bụ enyi

 

 

Ike na Nkechi bụ oyị

 

Ike and Nkechi are friends

42

Enyi nwoke na enyi nwanyị

 

Oyị nwoke na oyi nwanyị

 

Boy friend and girl friend

 

Ike na Nkechi bụ enyi nwoke na enyi nwaanyị

 

Ike na Nkechi bụ oyị nwoke na oyi nwanyị

Ike and Nkechi are boy friend and girl friend

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares