PEOPLE
Nmekorita
Socializing (Part 2)
|
Socializing Words/Pictures |
Igbo & English |
|
15 Maka gịnị?
Whȳ |
Maka gịnị ka iji chọọ ka-anyi bido ibụ enyị nwoke na enyị nwanyị
Why do you like us to start dating?
|
|
16 Nmasi
Like |
Nnenna, i masiri m nke ukwuu
Nnenna, i masili m rie nne
Nnenna, I like you |
|
17 Mara mma
malu nma
Beautiful |
Ị bụ nwanyị mara mma
You’re a beautiful lady
|
|
18 Omalicha
Dazzling beauty
|
I bu omalicha nwanyi
You are a dazzling beauty
|
|
19 Mma nwoke
Handsome |
I bu nwoke mara nma
You are a handsome man |
|
20 Daalu
Thanks |
Daalụ, maka ihe i chere gbasara m
Daalu maka ife ichelu gbasalu m
Thanks, for how you think about me. |
|
21 Eeh
Yes |
Eeh, ka anyi gbalia
Eeh, ka anyi gbania
Eeh, ka anyị nwaa
Yes, let’s give it a shot (let’s try it and see)
|
|
22 Mba
No |
Mba, nyetu m nwa oge
Mba, nyetu m obele oge
No, give me more time
|
|
23 Jiri nwayọ
Jili nwayọ
Take it easy |
Ka anyị jiri nwayọ
Ka anyị jili nwayọ
Let's take it easy
|
|
24 Ịchị ọchị
Imu amụ
To laugh |
Ị na-eme m ka m chịa ọchị
I na-eme m ka mụo amụ
You make laugh
|
|
25 Ikpa amụ
To crack to laugh |
I na-akpa m amụ
You crack me to laugh |
|
26 Ime obi ọma
Ime obi ọma |
I na-eme m obi oma
I na-eme m obi ọma You make me happy |
|
27 Iga legharia anya
Ije neghalia anya
Going for a walk |
A chọrọ m ka anyi gaa legharia anya
A chọlu m ka anyi jee neghalia anya
I want us to go for a walk |
|
28 Iga muvi
Ije muvi
Going to movies |
Bia, ka anyi gaa muvi
Bia, ka anyi jee muvi
Come, let us go to the movies
|
|
29 Ite egwu
Igba egwu
Dancing |
Ka mụ na gị ga tee egwu
Ka mụ na gị je gbaa egwu
Let both of us go out dancing or Let you and I go out dancing
|
PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)