4 minutes | 709 words

Nmekorita

Socializing 

 

Socializing Words/Pictures

Igbo & English

1

Kedụ?

kedu?

 

  How?

 

Kedụ ka i di?

 

Kedụ ka ị dị?

 

How are you?

2

Gini bụ aha gi?

 Gini bụ afa gi?

 

What is your name?

 

   Aha m bụ Nnamdi

   Afa m bụ Nnamdị

My name is Nnamdi

 

3

 Aha m bụ Afọ

Afa m bụ Afọ

 

My name is Afọ

Obi di m ụtọ, i mata

onye i bụ

Obi di m uso, i mata

onye i bụ

I am glad to  know you

 

4

Izute gi

 

 

Meeting you

 

Obi di m ụtọ, izute gị

 

 Obi di m ụsọ, izute gị

It is nice meeting you

I am happy meeting you

 

5

Ebe ole ka isi?

  Ebe one ka isi?

 

 

 Where are you from?

 

Esi m Ovim, Isuikwuatọ,

Abia State, Naijiria

 

 

I am from Ovim,

Isuikwuatọ,

Abịa  State, Nigeria

 --------

   A bụ m onye Ovim,

Isuikwuato

 

I am somebody

from Ovim

 

6

Afọ ole ka i di?

 

Arọ one ka i di?

 

 How old are you?

 

A di m ohu afo na iri

 

 A dị m oru arọ na ili

 

I am thirty(30) years old

 

 

7

Ajụjụ (Question)

Ebe ole ka i gara

akwụkwọ?

Ebe one ka ijelụ akwụkwọ?

 

Where did you go to school?

 

 

Ọsisa (Response)

 

E jere m akwukwo n'mahadum

Columbia, NY

E jelụ m akwukwo

n' mahadum Columbịa, NY

I went to Columbia University, NY

8

Gini ka i gụrụ n'ulo akwukwo?

Gịnị ka ị gụlụ n'uno akwukwo?

 

What did you study?

 

A gụrụ m i bụ dibia bekee

 

A gụlụ m i bụ dokinta

I studied to be a doctor

 

dokinta=dibia bekee=doctor

9

Ebee ka ị na-arụ ọrụ?

 Ebee ka ị na-alụ ọlụ?

 

  Where do you work at?

 

A na m arụ oru n’ụlọ ọgwụ di

na Halem

A na m alu olu n'ụnọ ọgwụ di na Halem

I work at Harlem

Hospital

 

10

iga ụlọ

  ịje ụnọ

Been home

 

Kedụ mgbe ikpe azụ 

ị gara ụlọ?

Kedu mgbe ikpe azụ

ị jere ụnọ?

When last did you

travel home?

11

Afọ atọ

  Arọ etọ

 

 

  Three Years

 

Afọ atọ gara aga

 Arọ etọ galụ aga

  Three years ago

12

Arirịọ

 

Ayịyịọ

Favor

 

Biko, Afọ, o nwere arịrịọ

di m mkpa

 

Biko, Afo, o nwelụ ayịyịọ

di m mkpa

Please Afọ, there is a

favor I want

13

Kpọọ m

 Kpọọ m

 

Call me

 

Kpọọ m, ka anyị kwuo maka ya

 

Kpọọ m,  ka anyi kwue maka ya

Call me, lets talk about it

14

Ọpụpụ Okorobịa na Agbọghọbịa

Opupu Okolobịa na Agbọghọbịa

 Dating

 

 

 

Biko, ka anyị bido pụwa dika

Okorobia na Agboghọbia

 

 

Biko, ka anyị bido pụwa dika

Okolobịa na Agbọghọbịa

 

Please, let us start dating

 

 

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares