PEOPLE
Ihe ndi mmadụ na-arụ n'ọrụ
Ife ndi mmadụ na-alụ n'ọlụ
Professions/Occupations
|
Igbo/English |
Igbo and English Sentences |
|
1 Ọrụ Bekee
Ọlụ Oyibo
White Collar Job |
Nne na Nna m na-arụ "Ọrụ Bekee"
Nne na Nna m na-alụ "Ọlụ Oyibo"
My mother and father have white-collar jobs |
|
2 Ụlo Ọrụ
Ụnọ Ọlụ
Office/Place of work
|
Ụlo Ọrụ m dị na NuYọk
Ụnọ Ọlụ m dị na Nuyọk
My office is in New York
|
|
3
Briki leya
Briki leya
Brick Layer
|
Nwoke a bụ Brik leya
Nwoke a bụ Briki leya
This man is a brick layer
|
|
4 Kapinta
Kapinta
Carpenter
|
Nwoke a bụ ezigbo "Kapinta"
Nwoke a bụ ezigbo Kapinta
This man is a good carpenter This man is a great carpenter
|
|
5
Plọmba
Plọmba
Plumber
|
Nwanne m nwoke bụ "Plọmba" {
Nwanne m nwoke bụ "Plọmba"
My brother is a plumber
|
|
6
Onye Isi Ọrụ
Onye Isị Ọlụ
Boss/Supervisor
|
Nna nna m bụ "Onye Isi Ọrụ"
Nna m oche bụ "Onye Isị Ọlụ"
My grand father is the boss or supervisor
|
|
7
Onye Okpe Ikpe
Onye Okpe Ikpe
Lawyer Attorney
|
Nwanne m nwoke bụ "Onye Okpe Ikpe"
Nwanne m nwoke bụ Onye Okpe Ikpe
My brother is a lawyer or an attorney
|
|
8
Onye Nkuzi
Onye Nkuzi Teacher
|
Onye Nkuzi anyị bụ nwoke
Onye Nkuzi anyị bụ nwoke
Our teacher is a man
|
|
9
Soja
Onye Amị
Soldier |
Nwanne m nwoke bụ Soja
Nwanne m nwoke bu Onye Amị
My brother is a soldier
|
|
10 Eze
Eze
King
|
Onye "Eze" anyị bụ nwanne nna m
Onye Eze anyị bụ nwanne nna m
Our king is my uncle
|
|
11
Ugo Eze
Lọlọ
Queen
|
Ugo Eze anyị bụ ọmalicha nwanyị
Our Queen is a beautiful woman -------------
mara nma
beautiful/elegant
ọmalicha
beautiful/elegant/nice looking/ dazzling
|
|
12
Nọsụ
Onye nneta ndị ọyịa
Nurse |
Nwanne m nwaanyi bụ "Nọsụ"
Nwanne m nwanyi bụ "Onye nneta ndị ọyịa"
My sister is a nurse |
|
13
Kọtọma
Kọtọma
Court Officer |
Enyi m bụ "Kọtọma"
Ọyị m bụ "Kọtọma"
My friend is a court officer |
|
14 Ejinịa
Ejinịa
Engineer |
Ndị Ejinịa na-ama akwukwọ
Ndị Ejinịa na-ama akwụkwọ
Engineers are smart or Engineers are intelligent
|
|
15
Dọkinta
Dibịa Bekee
Dibịa Oyibo
Doctor |
Nna m bụ "Dọkinta"
Nna m bụ Dibịa Bekee
Nna m bụ Dibịa Oyibo
My father is a doctor
|
|
16
Megad
Onye Nche
Ndị Nche (plural)
Security Guard(s) |
Onye agbata obi anyị bụ "Megad"
Onye agbata obi anyị bụ "Onye Nche"
Our neighbor is a security guard
Onye agbata obi anyị so na "Ndị Nche" (plural)
Our neighbor is one of the guards |
|
17
Onye Bizinesi
Ndị Bizinesi (plural)
Business Person Business People |
Nwanne m nwoke bu "Onye Bizinesi"
My brother is a business man
Nwanne m nwoke so na "Ndị Bizinesi" (plural)
My brother is a member of the business community
|
|
18
Politishan
Politishan
Politician |
Nwoke a bụ "Politishan Amịrịka"
Nwoke a bụ "Politishan Amịrịka"
This man is an American politician
|
|
19
Baba
Onye na-akpụ isi
Barber |
Baba a na-akpụ isi nke ọma
Onye na-akpụ isi na-akpụ isi a nke ọma
Baba a na-akpụ isi ọfụma
This barber cuts hair nicely
|
|
20
Onye Na-Eme Isi
Onye Na-Eme Isi
Hair Dresser
|
Onye Na-Eme Isi bị n'ụlọ anyị
Onye Na-Eme Isi bị n'ụnọ anyị
A hair dresser lives in our house
|
|
21
Onye na-aza fonụ
Onye na-aza fonụ
Receptionist
|
Nwanne m nwanyị bụ "Onye na-aza fonụ"
Nwanne m nwaanyị bụ "Onye na-aza fonụ"
My sister is a receptionist
|
|
22
Driva
Onye na-anya bọsụ
Driver
|
Enyi m bụ "Driva"
My friend is a driver
Ọyị m bụ "Onye na-anya bọsụ"
My friend is a driver
|
|
23
Onye na-anya Ụgbọ Elu
Onye na-anya Ụgbọ Enu
Pilot
|
"Onye na-anya Ụgbọ Elu a bụ onye bekee
Onye na-anya Ụgbọ Enu a bụ onye ọcha
The pilot of this aircraft is a white man
|
|
24
Onye ọkwụ ụgwọ
Onye ọkwụ ụgwọ
Pay Master
|
Nwanne m bụ "Onye ọkwụ ụgwọ"
Nwanne m bụ "Onye ọkwụ ụgwọ"
My brother is a pay master |
|
25
Onye na-agba ọkanyị
Onye na-agba akirika
Roofer
|
Onye na-agba ọkanyị bụ ezigbo mmadụ
Onye na-agba akirika bụ ezigbo mmadụ
The roofer is a nice man |
|
26
Ụkọ Chukwu
Ụkọ Chukwu
Fada
Priest/Pastor/Reverend Father
|
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye ịtali
Ụkọ Chukwu anyị bụ onye Itali
Fada anyị bụ onye Itali
Our Reverend Minister is an Italian
|
|
27
Onye uwe ojii
Polisi
Police
|
Okeke bụ Onye uwe ojii
Okeke bụ Polisi
Okeke is a police man
|
|
28
Onye na-eku Nwa
Onye na-enedo Nwa
Baby-Sitter
|
Nneka bụ onye na-eku nwa.
Nneka bụ onye na-enedo nwa.
Nneka is a baby sitter
|
|
29
Onye ọrụ ubi
Onye ọkọ ugbo
Farmer
|
Onye agbata obi anyị bụ onye ọrụ ubi
Onye agbata obi anyị bụ-ọkọ ugbo
Our neighbor is a farmer |
|
30
Ote Egwu
Dancer
|
Nkiru bụ Ote Egwu
Nkiru bụ Ọgba Egwu
Nkiru is a dancer |
|
31
Ọkụ Bọlụ
Ọgba Bọlụ
Footballer
|
Okoro bụ oku Bọlụ
Okolo bụ Ọgba Bọlụ {mp3}gpao31c{/mp3}
Okoro/Okolo is a footballer |