5 minutes | 1074 words

Ebe ndi mmadu na-aga mgbe ọbula 

 

Ebe ndi mmadu na-eje mgbe ọbụna 

 

Where People commonly go to

 

Caption

Igbo/English

Igbo and English

Sentences

 

 

1

Ahịa

Afịa

 

 

 

Market

 

Ndị Ovim, Isukwuatọ nwere

Ahịa a na-akpọ Oriendụ

Ndị Ovim, Isukwuatọ nwelụ

Afịa a na-akpọ Oyendu

 

Ovim Isuikwuatọ

people have a

market called Oriendu

(market for life)

 

 

2    

Ụlọ Ọrụ

 

  

Ụnọ Ọlụ

 

 

Office

 

 

Ụlọ Ọrụ m dị

Na Nuyọk

 

 

Ụnọ Ọlụ m dị

Na Nuyọk

 

 

 

 

My office is in  New York

 

 

 

 3   

Ụlọ Ego

 

 

Ụlọ Akụ

 

 

Ụnọ Ego

 

 

Ụnọ Akụ

 

 

Bank

 

 

Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụlọ Ego

 

Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụlọ Akụ

 

 

Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụnọ Ego

 

 

Tinye ụgwọ ọnwa gị n'Ụnọ Akụ

 

Deposit your salary in the bank

 

 

4

Ụlọ Ekpere

 

 

Ụlọ Ụka

 

 

 

Ụnọ Ekpele

 

 

Ụnọ Ụka

 

 

Church

 

Anyi na-aga Ụlọ Ekpere mgbe niile

 

Anyị na-aga Ụlọ Ụka mgbe niile

 

Anyi na-eje Ụnọ Ekpele mgbe niinee 

 

 Anyị na-eje Ụnọ Ụka mgbe niine

 

We attend church regularly 

We go to church regularly

 

5

Ụlọ Akwụkwọ

 

 

Ụnọ Akwụkwọ

 

School

 

A na m amụ okwu Igbo n'Ụlọ Akwụkwọ anyị

 

A na m amụ okwu Igbo n'Ụnọ Akwụkwọ anyị

 

 I am learning Igbo Language in our school

 

Mọlụ

 

Mọlụ

 

Mall

 

 

Anyị enweghị Mọlụ

 

Anyị enwerọ Mọlụ

 

We don't have a mall

 

7

Ozuzu ike

 

Ezumike

 

Vacation

 

 

Nna m nwere "Ozuzu ike"

n'ụlọ ọrụ ya

 

Nna m nwelụ Ezumike

n'ụnọ ọlụ ya

My father has a Vacation from his job

 

Muvi

 

Muvi

 

 

Movies

 

Anyị gara Muvi taa

 

Anyị jere Muvi tata

 

We went to the Movies today

 

 

9

Agbala Akụ Bekee

 

Agbana Akụ Oyibo

 

Museum

 

 

Ndị Ovim, Isukwuato nwere 

Agbala Akụ Bekee

 

Ndị Ovim, Isukwuato 

nwelụ Agbana Akụ Oyibo

 

The Ovim Community of Isukwuato has a museum

 

 

10

 

Ụlọ ndi Ije

 

Ụno ndi Ije

 

Hotel

 

Ebi m n'Ụlọ ndi Ije

 

Ebi m n'Ụnọ ndi Ije

 

I live in a hotel

 

 

11

 

Ụlọ Nri Ahịa

 

Ụnọ nnị Afịa

 

Restaurant

 

Anyị gara n'Ụlọ Nri Ahịa

 

Anyị jere n'Ụnọ nnị Afịa

 

We went to a Restaurant

 

 

12

 

Bowolin Allị

 

Bowolin Allị

 

 

Bowling Alley

 

 

Gini bụ "Bowolin Allị?"

 

Gini bụ "Bowolin Allị?"

 

 

 

What is a bowling Alley?

 

 

13

 

Ụlo ana aṅụ kọfị

 

Ụnọ ana-ala kọfị

 

Coffee Shop

 

Kedụ Ụlo ana aṅụ kọfị?

 

Kedụ Ụnọ ana-ala kọfị?

 

Where is a Coffee shop?

 

 

14

 

Ahịa Bekee 

 

Afịa Oyibo

Super Market

 

Ahịa Bekee dị n'obodo anyị 

 

Afịa Oyibo dị n'obodo anyị

We have a super  Market in our town

 

15

 Ama Ọha

 

Ama Ozuzu

 

 

Ama Ọra

 

Park /Play Ground

 

 Anyị gara n'Ama Ọha taa

 

Anyị gara n'Ama Ozuzu taa

 

Anyi jere n'Ama Ọra

tata

 

We went to the park today or

We went to the play ground today

 

 

16

Ama Igwuri Egwu

 

Ọgbọ Igwuli Egwu

  

Sports Center

Anyị nwere "Ama Igwuri Egwu"

 

Anyị nwelụ "Ọgbọ Igwuli Egwu"

 

We have a sports Center

 

 

17

 

 Ụlọ Ọgwụ

 

Ụnọ Ọgwụ

 

Hospital

 

 

Nwanne m nwanyị bụ nọsụ n'Ụlọ Ọgwụ

 

Nwanne m nwanyị bụ nọsụ n'Ụnọ Ọgwu

My sister is a nurse in a hospital

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

 

 

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares