5 minutes | 1096 words

Ihe a na-eti n’ahu:  

Ife a na-eyi n'aru: 

 

No

Central Igbo/Anambra

/English

 Igbo and English Sentences
1

Nkebi Ukwu

Beleti

 

 

Belt

Nkebi m masiri m

Nkebi m masili m

 I like my belt

 Nna m na-eti nkebi ukwu

Nna m na-eyi nkebi ukwu

 My dad wears a belt

2

Kotu

 

 

Kotu

 

Coat 

Nwanne m nwoke nwere kotu

na-acha braun

 

 My brother has a brown coat

 Kotu m na-achụ m oyi

 My coat keeps me warm

3

Uwe aka

Afe  aka

 

  

 

 

 

Gloves

A na m eti uwe aka mgbe oyi

 A na m eyi afe aka mgbe oyi

 I wear gloves when  it is cold

 Nne m ma-akwa  uwe aka

 My mom can knit gloves

4  Okpu

Okpu

 

 

 

Hat

  Nna m nwere Okpu ohụọ

 

Nna m nwelu okpu ofụọ

 

My father has a new Hat

 

Nne m na-ekpu okpu aga ụka

 

Nne m na-eyi okpu eje ụka

 

My mom wears a hat

to church

5  Sketi

 

Sketi

 

skirt

 Nwanne m nwanyị

na-eti Sketi

dị mkpụmkpụ

 

Nwanne m nwanyị

na-eyị Sketi

Pelu mpe

 

My sister wears a

short skirt

 

 Sketi m di ogologo

 

Sketi m di ogonogo

 

My skirt is long

6  Uwe mgbada

 

mọbụ(or)

 

Afe ogonogo

 

"Gawụnụ"

 

 

 

Gown 

  Adaeze na-eji uwe

mgbada

 

mọbụ(or)

 

Adaeze na-eyi  afe ogonogo

  

 The princess wears

a long gown 

 

Nne m yii gawunu

oji gaa ụka

 

 

My mother wore a black

gown to church

7  Bụlawụsụ

 

Bụlawụsụ

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 

Blouse

 E ti m bụlawụsụ dị

mee mee gaa akwụkwo

 

 E yi m bụlawụsụ di

mee mee Jee akwụkwọ

 

I wore a red blouse

to school

 

Mụ na nwanne m nwanyị

nwere otu ụdị bụlawusụ

 

Mụ na nwanne m nwanyị

Nwelụ ofu ụdị bụlawusụ

 

 My sister and I have the

same blouse

8  Uwe ụkwụ ogologo

 

 Afe ụkwụ ogonogo

 

Trọza

 

 

 

 

Pants

 Nna m nwere ọtụtụ

uwe ụkwụ ogologo

 

 Nna m nwelụ ọtụtụ

afe ụkwụ ogonogo

 

Nna m nwere ọtụtụ Trọza

 

My father has many pants

 

Nwanne m nwoke ne-eti trọza

dị mkpụmkpụ

 

My brother wears

short pants

9

 Akpụkpụ Ụkwụ

 

 

 

 

 

Shoes

 Nne m na-eti Akpụkpụ

ụkwụ nwere ekwo dị elu

 

 Nne m na-eyi akpụkpụ

ụkwụ nwelụ

Nnukwu ekwo

 

My mother wears

high heel shoes

 

Nna m na-eti akpụkpụ

ụkwụ na-akwo

mụrị mụrị

 

 My dads shoes are shiny

10  Ihe eji ama oge

 

 

Ife eji ama oge

 

 

 

 

 

 

 

Watch

 Ihe eji ama oge m nwere ọnụ

ọgụgụ buru ibu

 

Ife eji ama oge m nwelụ

ọnụ ọgụgụ bụlụ ibu

 

 My watch has big numbers

 

Nna m nwere ihe eji ama

oge nke ọla edo

 

My dad has a gold watch

11  Mgbalaka

 

Mgbanaka

 

 

 

 

Bracelet

  Eti m mgbalaka abụọ

 

 Eyi m mgbanaka ebụọ

 

 I am wearing two bracelets

 

Nne m nwere mgbalaka

mara nma

 

Nne m nwelụ ọmalicha mgbanaka  

 

My mother  has a nice bracelet

12  Akwa olu

Akwa onu

 

 

Scarf

 Akwa olu m na-achụ m oyi

 

Akwa onu m na-egbochi m oyi

 

My Scarf keeps me warm

13  Mgbalantị

 

 

iyeri ntị

 

 

 

 

Earring

 Nne m na-eti mgbalantị

ọla edo

 

Nne m na-eyi iyeri ntị

ọla edo

 

My mom wears

gold earring

14  Sutu

 

 

 

 

Suit

 Nna m na-eti sutu

aga ọrụ

 

Nna m na-eyi sutu

eje ọlụ

 

My father wears a

suit to work.

15  Uwe agbama akwụkwọ

 

Afe agbama akwụkwọ

 

 

 

Wedding gown

 Uwe agabma akwụkwọ

dara oke ọnu

 

Afe agbama akwụkwọ

m dalụ nnukw ọnu

 

My wedding gown

is expensive

16   Mgbala aka

 

Mgbana  aka

 

 

Ring

 Di m nyere m mgbala

aka ọlụlụ

 

Di m nyelụ m mgbana

  aka ọnụnụ

 

My husband gave me

a wedding ring

17  Ihe olu

 

Ife onu

 

 

Necklace

 Enyi m nwanyị nwere ihe

olu mara nma

 

Oyi m nwanyi nwelu

ọmalicha ife onu

 

My girl friend has a beautiful Necklace

18  Uwe ime ahụ

 

Afe ime arụ

 

 

Inner Wear/under wear

 Uwe ime ahụ m dị ọhụọ

 

Afe ime arụ m dị ọfụọ

 

My inner wear is new or

My under wear

(garment) is new

19   

Geri Geri ime ahụ

 

Geli Geli ime arụ

 

 

Lingerie

 Geri geri ime ahụ m sị ala-bekee

 

Geli geli ime arụ m sị obodo oyibo

 

My lingerie is from overseas

20  Sọkụsụ

 

Sọkụsụ

 

 

 

Stockings

 E nwere m ọtụtụ sọkụsụ

 

E nwelụ m nnukwu sọkụsụ

 

I have a lot of stockings

 

PLEASE ADD YOUR COMMENTS (Voice, Text, Image, Video) IN THIS MEMBERS FORUM! (Please keep it very clean, civilized and interesting. Violators will be kicked out without warning)

Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares