THINGS
|
Ihe ana-ahụ n'Ụlọ Ọrụ:
Ife ana-afụ n'Ụnọ Ọlụ:
Things seen at work |
|
Igbo /English |
Igbo and English Sentences |
|
Ụlọ Ọrụ
Ụnọ Ọlụ
Office
|
Ụlọ Ọrụ m di na Nụyọk
Ụnọ Ọlụ m di na Nụyọk
My office is in New York
|
|
Onye Ọrụ
Onye Ọlụ
A worker Ndi Ọrụ
Ndi Ọlụ
Workers --------- Note "ndi" that conotes plural
|
A na m aga ọrụ.
Ejeko m Ọlụ
I am going to work Anyị na-aga Ọrụ
Anyị na-eje Ọlụ
We are going to work Note: "anyi" means "we"
|
|
Onye Isi ụlọ ọrụ
Onye Isi ụnọ ọlụ
Supervisor
|
Onye isi ụlọ ọru m bụ nwoke
Onye isi ụnọ olụ m bụ nwoke
My supervisor at work is a man Onye isi ụlọ ọru anyị bụ nwoke {mp3}wk3d[/mp3} Onye isi ụnọ olụ anyị bụ nwoke {mp3}w3e{/mp3} Our supervisor at work is a man ---------------- Note "anyi" = "we"
|
|
Onye Ode Akwụkwọ
Onye Ode Akwụkwọ
Secretary
Onye na-aza fonu
Receptionist
|
Onye ode akwụkwọ n'ụlọ ọrụ m bụ ṅwaanyị
Onye ode akwụkwọ n'ụnọ ọlụ m bụ ṅwaanyị
My secretary at work is a female/lady Enyi m nwaanyị bu One na-aza fonu
Ọyi m nwaanyị bu One na-aza fonu
My girl friend is a Receptionist
|
|
Ụlọ nri
Ụnọ nni
Cafeteria
|
Anyị nwere ụlọ nri n’ụlọ ọrụ anyi
Anyị nwelu ụnọ nni n'ụnọ ọlụ anyị
We have a Cafeteria in our work(office)
|
|
Ụlọ Nzukọ
Ụnọ Nzuko
Conference Room
|
A nọ m n’ụlọ nzuko
A nọ m n’ụnọ nzukọ
I am s in the Conference room
|
|
Kabineti
Kabineti
Cabinets
|
Anyị nwere kabineti n'ụlọ ọrụ anyị
Anyi nwelu Kabineti n'ụnọ ọlụ anyị
We have cabinets at work
|
|
Okpokoro
Okpokolo
Tabụlụ
Table
|
Anyị nwere okpokoro n'ụlọ ọrụ anyị
Anyị nwere okpokoro n'ụlọ ọrụ anyị
n'ụnọ olụ anyị
Anyị nwere Tabụlụ n’ụlọ ọrụ anyi
We have a Table in our office(at work) |
|
Oche
Oche
Chair
|
Anyị nwere oche n’ụlọ ọrụ anyị
Anyị nwelu oche n’ụnọ ọlụ anyị
We have chairs at work
|
|
Ebe a na-anyụ mamịrị
Ebe a na-anyụ amịlị
Restroom/Toilet Bathroom Restroom
|
Anyị nwere ebe a na-anyụ mmamiri
Anyị nwelu ebe a na-anyụ amịlị
We have a Bathroom or We have a Restroom or We have a toilet
|
|
Ebe a na-egwu egwu
Ebe a na-egwuli egwu
Gym or Recreational Center
|
Anyị nwere ebe a na-egwu egwu
Anyị nwelu ebe ana-egwuli egwu
We have a Gym or a Recreational Center
|
|
Telefonu
Igwe eji ekwu okwu
Telephone
|
Ihe a bụ telefonu ụlọ ọrụ anyị
Ife a bụ telefonu ụnọ ọlụ anyị
------------------------------- Ihe a bụ igwe eji ekwu okwu n’ụlọ ọrụ anyị
Ife a bu igwe eji ekwu okwu n'ụnọ ọlụ anyị
This is our Telephone at work
|
|
Akwụkwọ
Akwụkwọ
Books
|
Anyị nwere akwụkwọ ọgụgụ n’ụlọ ọrụ anyị
Anyị nwelu akwụkwọ ọgụgụ n’ụnọ ọlụ anyị
We have books for reading at work
|
|
Mkpịsị Akwụkwọ
Mkpịsị Akwụkwọ
Pens
|
Ihe ndia a bụ mkpịsị akwụkwọ
Ife ndi a bụ mkpịsị akwụkwọ
These are pens
|
|
Pensụlụ
Pensụlụ
Pencils
|
Ihe a bụ pensụlụ
Ife a bụ pensụlụ
These are pencils |
|
Kopị manshin
Kopị manshin Copy Machine
|
Ihe a bụ kọpị manshịnị anyị
Ife a bụ kọpị manshịnị anyị
This is our copy machine |
|
kọmputa
kọmputa
Computer
|
Ihe a bụ Kọmputa anyị
Ife a bụ Kọmputa anyị
This is our Computer
|
|
Printa
Printa
Printer |
Ihe a bu Printa ọhụọ
Ife a bụ Printa ofụọ
This is a new Printer ọhụọ = new
ọfụọ = new
|
|
Igwe eji ede ihe
Igwe eji ide ife
Type Writer
|
Ihe a bụ Igwe eji ede ihe
Ife a bu Igwe eji ede ife
This is a type writer
|
|
Ichọ ọrụ
Ichọ ọlụ
Looking for a job/Job Hunting
---------------- ịcho = to look for
ọrụ/ọlụ = work
Looking for a job Job hunting |
A na m acho ọrụ
A na m acho ọlụ
I am looking for a job/work I am job hunting --------------------- Nwanne m nwoke na-achọ ọrụ
Nwanne m nwoke na-achọ ọlụ
My brother is looking for work My brother is job hunting
|
|
Ego
Ego
Money
|
Ego di mkpa
Money is important Biko, nye m ego
Biko, nyetunụ m ego
Please, give me money
|
|
Ụgwọ ọnwa
Ụgwọ ọnwa
Monthly salary
|
Biko, kwụọ m ụgwọ ọnwa m
Biko, kwụkene m ụgwọ ọnwa m
Please, pay me my monthly salary
|
|
Ụlọ Ego
Ụnọ Ego
Ụlọ Akụ
Ụnọ Akụ
Bank |
A na m etinye ego m n’ụlọ ego
A na m edebe ego m n’ụlọ ego
I deposit my money in the bank I put my money in the bank |
|
Akpa ọrụ
Akpa ọlụ
Brief case
|
Biko, bunye m akpa ọrụ m
Biko bunyekene m akpa ọlụ {mp3}wk24ct{/mp3} Please give me my brief case Please hand me over my brief case
|