THINGS
|
English/Igbo
|
Sentences in Igbo & English
|
|
1 Car
Ụgbọ
Ụgbọ |
Nna m zụrụ Ụgbọ ọhụọ
Nna m golụ Ugbọ ọfụọ
My father bought a new car.
|
|
2 Train
Ụgbọ Ala
Ụgbo Anị
|
Anyị jiri Ụgbọ Ala gaa New York
Anyị jili Ụgbọ Anị gaa New York
We went to New York by Train
|
|
3 Aeroplane
Ụgbọ Elu
Ụgbọ Enu
|
Nke a bụ Ụgbọ Elu
Ife a bụ Ụgbọ Enu
This is an aeroplane |
|
4 Helicopter
Ụgbọ Elu nta
Obele Ụgbọ Enu
mọbụ(or) Helikoputa
|
Nke a bụ Ụgbọ Elu nta
Ife a bụ obele Ụgbọ Enu
This is a Helicopter
|
|
5 Bus
Ụgbọ ogologo
Ụgbọ ogonogo
Bọsụ
|
Nke a bụ Ụgbọ ogologo
Ife a bụ Ụgbọ ogonogo
This is a bus
|
|
6 Ship
Ụgbọ Mmiri
Ụgbọ Mmili
|
Nke a bụ Ụgbọ mmiri
Ife a bụ Ụgbọ Mmili
This is a Ship
|
|
7 Ambulance
Ụgbọ Ndi Ọrịa
Ụgbọ Ndị Ọya
|
Nke a bụ Ụgbọ ndị ọrịa
Ife a bụ Ụgbọ ndị ọya
This is an ambulance
|
|
8 School Bus
Ugbo Ụmụ Akwụkwọ
Bọsụ Ụmụ sukulu
|
Nke a bụ Ụgbụ ụmụ Akwụkwọ
Ife a bụ Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ
Nke bụ Bọsụ ụmụ sukulu
This is a School bus
|
|
9 SUV Ụgbo ọkwọ ọtọ ekene Eze
Ụgbọ Ọkwụ Ọtọ Ekene Eze
|
Nke a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze
Ife a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze
This is SUV
|
|
10 Taxi
Agbata Eke
Agbata Eke
|
Nke a bụ Ụgbọ Agbata Eke
Ife a bụ Ụgbọ Agbata Eke
This is a Taxi
|
|
11 Motor Cycle
Ọgba Tum Tum
Ekpekpe
Ọkada
|
Nke a bụ ọgba Tuum Tuum
Nke a bụ Ekpekpe
Ife a bụ Ọkada
This is a Motor Cycle
|
|
12 Bicycle
Igwe
Igwe
|
Nke a bụ Igwe
Ife a bụ Igwe
This is a bicycle
|
|
13 To Walk
Iji ụkwụ
Iji Ọkpa
I ga Ije
|
Nke bụ I ga Ije
Nke bụ Iji Ọkpa
Ife a bụ I ga ije
This is to work |
|
14 To Run
Ị gba ọsọ
Ị gba ọsọ
|
Nke a bụ ị gba ọsọ
Ife a bụ ị gba ọsọ
This is to run |