3 minutes | 579 words

 

Ihe a na-ah n'ala/elu/mmiri: 

Ife a na-af n'an/enu/mmili: 

Things Seen on  Land/Air/Sea  

                                                                                                                      

 

 

 

 English/Igbo

 

 

Sentences in Igbo & English

 

 

1  Car

 

 

 

Ụgbọ

  

Ụgbọ

 

Nna m zụrụ Ụgbọ ọhụọ

 

Nna m golụ Ugbọ ọfụọ

 

My father bought a new car.

 

 2  Train

 

 

 

Ụgbọ Ala

 

Ụgbo Anị

 

 

Anyị  jiri Ụgbọ Ala gaa New York

 

Anyị  jili Ụgbọ Anị gaa New York

 

We went to New York by Train

 

 

 3   Aeroplane

 

 

 

Ụgbọ Elu

 

Ụgbọ Enu

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu

 

Ife a bụ Ụgbọ Enu

 

This is an aeroplane

 

 4   Helicopter

 

 

 

Ụgbọ Elu nta

 

Obele Ụgbọ Enu

mọbụ(or)

Helikoputa

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu nta

 

Ife a bụ obele Ụgbọ Enu

 

This is a Helicopter

 

 

 5  Bus

 

 

 

Ụgbọ ogologo

 

Ụgbọ ogonogo

 

Bọsụ

 

 

Nke a bụ Ụgbọ  ogologo

 

Ife a bụ Ụgbọ ogonogo

 

This is a bus

 

 

 6  Ship

 

 

 

Ụgbọ Mmiri

 

Ụgbọ Mmili

 

 

Nke a bụ Ụgbọ mmiri

 

Ife a bụ Ụgbọ Mmili

 

This is a Ship

 

  

7  Ambulance

 

 

Ụgbọ  Ndi Ọrịa

Ụgbọ Ndị Ọya

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ 

ndị ọrịa

 

Ife a bụ Ụgbọ

ndị ọya  

 

This is an

ambulance

 

 

 8  School Bus

 

 

Ugbo Ụmụ Akwụkwọ

 

Bọsụ Ụmụ sukulu

 

 

Nke a bụ Ụgbụ ụmụ Akwụkwọ

 

Ife a bụ Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

 

Nke bụ Bọsụ ụmụ sukulu

 

This is a School bus

 

 

9   SUV

 

Ụgbo ọkwọ ọtọ

ekene Eze

 

Ụgbọ Ọkwụ Ọtọ

Ekene Eze

 

 

Nke a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze

 

Ife a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze

 

This is SUV

 

 10  Taxi

 

 

 

Agbata Eke

 

Agbata Eke

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Agbata Eke

 

Ife a bụ Ụgbọ Agbata

Eke

 

This is a Taxi

 

 

11  Motor Cycle

 

 

Ọgba Tum Tum

 

Ekpekpe

 

Ọkada

{mp3}tr11b{/mp3}

 

 

Nke a bụ ọgba Tuum Tuum

{mp3}tr11c{/mp3}

 

Nke a bụ Ekpekpe

 

Ife a bụ Ọkada

 

This is a Motor Cycle

 

 

 12  Bicycle

 

 

Igwe

 

Igwe

 

 

Nke a bụ Igwe

 

Ife a bụ Igwe

 

This is a bicycle

 

 

13  To Walk

 


 

Iji ụkwụ

 

Iji Ọkpa

 

I ga Ije

 

 

Nke bụ I ga Ije

 

Nke bụ Iji Ọkpa

 

Ife a bụ I ga ije

 

This is to work

 

14    To Run

 

 

Ị gba ọsọ

 

Ị gba ọsọ

 

 

 

 

 

Nke a bụ ị gba ọsọ

 

Ife a bụ ị gba ọsọ

 

This is to run

 


Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares