6 minutes | 1273 words

 

Ihe a na-ahụ n'ebe igwuri egwu:

Ife a na-afụ n'ebe igwuri egwu:

Things seen or done in the Park/Sports Arena

 

 

 

 

No.

 

 

Igbo/English

 

 Igbo &English

Sentences

 

 

 

 1

 

 

Ndi mmadụ 

 

Ndi mmadụ

 

 

 

People

 

 

 

Ndi mmadụ na-aga

na Pak

 

Ndi mmadụ na-aga

na Pak

 

 

 

People going to

the park

 

 

 

 2

 

 

 

Bọlụ na nkata

 

 

Bọlụ na nkata

 

 

 

 

Ball and Net

 

 

 

Anyị na-agba bọlụ

n'ama igwuri egwu

 

Anyị na-agba bọlụ

n'ọgbọ igwuli egwu

 

We are playing ball

at the park

 

 

 3

 

 

 

 

 

 

 

 

 

Ama igwuri egwu 

ọgbọ igwuli

egwu 

 

 

Field/Stadium

 

Nke a bụ ama igwuri

egwu na Nuyọk

Ife a bụ ọgbọ igwuli

egwu na Nuyọk

This is a playing

field/arena in

New York

This is a stadium

in New York

 

 

 

4

 

Ebe a na-apịa tenisi

 

Tennis Courts

 

Nke a bụ ebe a

na-apịa tenisi.

 

Ife a a bụ ebe a

na-apịa tenisi.

This is a Tennis

court.

 

 5

 

Ebe a na-amụ ihe

 

Ebe a na-amụ ife

 

Training Room

 

 

Ụlọ ebe a na-amụ 

ihe maka igwu egwu

Ụnọ a na-amụgosi

maka igwu egwu

Training Room

about playing sports

 

 


6

 

Ụgbọ ogologo

 

Ụgbọ ogonogo

 

Bus

 

 

 

Ndi mmadụ na-eji

Ụgbọ ogologo aga

na Pak

 

 

Ndi mmadụ na-eji

Ụgbọ ogonogo eje

na Pak

 

People use Busses

to go to the Park

 

 


7

 

Ebe a na-eri nri

 

Ebe a na-eli nni

 

 

Cafeteria

 

 

 

Nke a bụ ebe a

na-eri nri.

 

Ife a bụ ebe a

na-eli nni.

 

 

This is a cafetria

 


8

 

Ebe a na-agụ

akwụkwọ

 

Ebe a na-agụ

akwukwọ

 

 

Library

 

 

 

Nke a bụ ebe a

na-agụ akwụkwọ

nọọ nso na pakị

 

Ife a bụ ebe a

na-agụ akwụkwọ

nọọ nso na pakị

 

 

This is a nearby 

Library to the park 

 

 

 9

 

Ọfịsị

 

Ọfịsị

 

 

 

Office

 

 

Anyị denyere

aha anyị ka 

anyi bụrụ ndi

otu pakị.

 

Anyị denyelụ

afa anyị ka anyi

bụlụ ndi otu pakị.

 

 

We registered to be

members in the park.

 

 

 

 10

 

Ụgbọhọrọ ide ihe

 

Ụgbọhọlọ ide ife

 

 

Chalk Board

 

 

 

Onye Nkuzi na-ede ihe

n'Ugboghọrọ ide ihe

 

Onye Nkuzi na-ede ife

n'Ugboghọlọ ide ife

 

 

The teacher is writing

on the chalk board

 

  

11

 

Kabineti

 

Kabineti

 

 

Cabinets

 

 

 

Ihe a bụ Kabineti abụọ

 

Ife a bụ Kabineti ebụọ

 

 

These are two cabinets

 

 

12

 

Tebụlụ

 

Tebulu

 

 

 

Table

 

 

 

Ihe a bụ Tebụlụ dị

gburu gburu

 

Ife a bụ Tebụlụ dị okilikili

This is a round table

 

gburu gburu = round

 

Okilikili = round

 

 13

 

Oche

 

Oche

 

 

Chair

 

 

 

Nke a bụ oche bịam

bịam dị na pakị

 

 

ife a bụ oche bịam

bịam dị na pakị

This is a cushion

sofa in the Park

 ---

biam biam = soft/cushion

 

 14

 

 

 

Ebe a na-asa ahụ

 

Ebe a na-asa arụ

 

 

 

 

Bathroom

 

 

 

Nke a bụ ebe a

na-asa ahụ

Ife a bụ ebe a

na-asa arụ

 

 

This is a bath room

 

 15

 

Jim

 

Jim

 

 

Gym

 

 

 

Uche na Jọn na-akpa

igwe na Jim

 

 

UchenaJọnna-akpa

igwe na Jim

 

 

 

Uche and John are

lifting weights in

the Gym

 

 

 16

 

Ebe a na-egwu mmiri

Ebe a na-egwu mmili

 

 

Swimming Pool

 

 

 

Mazi na-egwu

mmiri

 

 

Mazi na-egwu

mmili

 

 

Mazi is swimming.

 

 

 17

 

Moto pak

 

 

Moto pak

 

 

Car Pack/

car depot

 

 

 

Nna m kwọsara

ụgbọ ya na moto

pak

 

 

Nna m kwọsara

ụgbọ ya na moto

pak

 

 

My father parked his

car at the parking lot.

 

 

 18

 

Bọlụ Ụkwụ Amịrịka

 

Bọlụ Ụkwụ Amịrịka

 

 

 

 

American Football 

 

 

 

 

Mazi Ogbonna

na-agba

bọlụ ụkwụ Amịrịka.

 

Mazi Ogbonna

na-agba bọlụ

ụkwụ Amịrịka.

 

Mazi Ogbonna plays 

American Football

 

 

 19

 

Bọlụ nkata

 

Bọlụ nkata

 

 

 

Basketball

 

 

 

Ike, Uche, Okemini

na Mazi na-agba

bọlụ nkata.

 

Ike, Uche, Okemini

na Mazi na-agba

bọlụ nkata.

 

Ike, Uche, Okemini

and Mazi are playing

basketball

 

-------

 

na =and

 

na-agba =playing

 

 

 20

 

futu bọlụ

 

futu bọlụ

 

 

 

Soccer

 

 

 

 

Ụzọchukwu na Davis

na-agba futu bọlụ.

 

 

Ụzọchukwu na Davis

na-agba futu bọlụ.

 

Ụzọchukwu and Davis

are playing soccer

 

 

 21

 

Bez bọlụ

 

Bez bọlụ

 

 

 

Baseball

 

 

 

 

Ifeanyị  na-akụ 

bez bọlụ

 

 

Ifeanyị  na-akụ 

bez bọlụ

 

Ifeanyị is playing

Baseball

 

 

 22

 

Ọgba igwe

 

Ọgba igwe

 

 

 

Cyclists

 

 

 

Nne m bụ ọgba igwe.

 

Nne m bụ ọgba igwe.

 

 

My mother is a cyclist

 

 

 23

 

Obu ibu dị arụ

 

Obu ibu dị alụ

 

 

 

Weight lifter

 

 

 

Nwoke a bụ  obu

ibu di arụ

 

 

Nwoke a bụ obu

ibu di alụ

 

 

 

This man is a

weight lifter

 

 

 24

 

Ndị Ọgbọ ọsọ

 

 

Ndị Ọgbọ ọsọ

 

 

People Running

 

 

Nwanne m nwoke

na-agaba ọsọ

 

Nwanne m nwoke

na-agaba ọsọ

 

My brother is running.

 

 

25

 

 

Gọlọf

 

Gọlọf

 

 

 

 

 

Golf 

  

 

Nke bụ onye

na-akụ gọlọfụ

 

 

Ife a bụ onye

na-akụ gọlọfụ

 

 

This is a Golf player.

 

 

 26

 

Ndi Otị Ọkpọ

 

Ndi Otị Ọkpọ

 

 

 

 

 

Boxers

 

 

 

Ndị a na-eti ọkpọ

 

Ndị a na-eti ọkpọ

 

 

These people are

boxing

 

 27

 

Mgba

 

 

Mgba

 

 

Wrestling

 

 

Mgba nke a dị iche

na Mgba NdIgbo

 

 

Mgba nke a dị iche

na Mgba NdIgbo

 

This style of wresting

is different

from the Igbo version

 

 

28

 

 

Pim pọn

 

Pim pọn

 

 

 

Ping Pong

 

 

Nwanne m nwoke na-akụ

pim pọm

 

Nwanne m nwoke

na-apịa pim pọm

My brother plays

png pong

 

29

 

 

Ic họkị

 

 

Ic họkị

 

Ice Hockey

 

 

Ice họkị bụ egwuri

egwu ndi bekee

Ice họkị bụ egwuli

egwu ndi ọcha

Ice hockey is a

game for white

people

 

30

 

 

Kriketi

 

Kriketi

 

 

Cricket

 

 

Nwanne m nwoke

ma-akụ Kriketi

Nwanne m nwoke

ma-apịa Kriketi

My brother plays

cricket

 


Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares