3 minutes | 646 words

 

Ihe a na-ahụ n'ala/n'elu/n'mmiri:

Ife a na-af n'an/n'enu/n'mmili:

Things Seen On Land/Air/Sea

 

 

 

 

English/Igbo

 

 

Sentences in Igbo & English

 

  

1   Car

 

 

 

Ụgbọ

  

Ụgbọ

 

Nna m zụrụ Ụgbọ ọhụọ

 

Nna m golụ Ugbọ ọfụọ

 

My father bought a new car.

 

  2  Train

 

 

 

Ụgbọ Ala

 

Ụgbo Anị

 

 

Anyị  jiri Ụgbọ Ala gaa Nu Yok

 

Anyị  jili Ụgbọ Anị jee Nu Yok

 

We went to New York by Train

 

 

 3   Aeroplane

 

 

 

Ụgbọ Elu

 

Ụgbọ Enu

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu

 

Ife a bụ Ụgbọ Enu

 

This is an aeroplane

 

 4   Helicopter

 

 

 

Ụgbọ Elu nta

 

Obele Ụgbọ Enu

mọbụ(or)

Helikoputa

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Elu nta

 

Ife a bụ obele Ụgbọ Enu

 

This is a Helicopter

 

 

 5  Bus

 

 

 

Ụgbọ ogologo

 

Ụgbọ ogonogo

 

Bọsụ

 

 

Nke a bụ Ụgbọ  ogologo

 

Ife a bụ Ụgbọ ogonogo

 

This is a bus

 

 

 6  Ship

 

 

 

Ụgbọ Mmiri

 

Ụgbọ Mmili

 

 

Nke a bụ Ụgbọ mmiri

 

Ife a bụ Ụgbọ Mmili

 

This is a Ship

 

  

7  Ambulance

 

 

 

Ụgbọ  Ndi Ọrịa

Ụgbọ Ndị Ọya

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ ndị ọrịa

 

Ife a bụ Ụgbọndị ọya  

 

This is an Ambulance

 

 

 8  School Bus

 

 

 

Ugbo Ụmụ Akwụkwọ

 

Bọsụ Ụmụ sukulu

 

 

Nke a bụ Ụgbụ ụmụ Akwụkwọ

 

Ife a bụ Ụgbọ Ụmụ Akwụkwọ

 

Nke a bụ Bọsụ ụmụ sukulu

 

This is a School bus

 

 

9   SUV

 

 

 

Ụgbo ọkwọ ọtọekene Eze

 

Ụgbọ Ọkwụ Ọtọ

Ekene Eze

 

 

Nke a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze

 

Ife a bụ Ụgbọ ọkwụ ọtọ ekene Eze

 

This is SUV

 

 10  Taxi

 

 

 

Agbata Ekee

 

Agbata Ekee

 

 

 

Nke a bụ Ụgbọ Agbata Ekee

 

Ife a bụ Ụgbọ Agbata Ekee

 

This is a Taxi

 

 

11  Motor Cycle

 

 

 

Ọgba Tum Tum

 

Ekpekpee

 

Ọkada

 

 

Nke a bụ ọgba Tum Tum

 

Nke a bụ Ekpekpee

 

Ife a bụ Ọkada

 

This is a Motor Cycle

 

 

 12  Bicycle

 

 

 

Igwe

 

Igwe

 

 

Nke a bụ Igwe

 

Ife a bụ Igwe

 

This is a bicycle

 

 

 13  To Walk

 

 

 SHAPE  \* MERGEFORMAT

 

Iji ụkwụ

 

Iji Ọkpa

 

I ga Ije

 

 

Nke a bụ I ji ukwu

 

Nke a bụ Iji Ọkpa

 

Ife a bụ I ga ije

 

This is to work

 

14    To Run

 

 

Ị gba ọsọ

 

Ị gba ọsọ

 

 

 

 

 

Nke a bụ ị gba ọsọ

 

Ife a bụ ị gba ọsọ

 

This is to run

 


Like what you see?

Hit the buttons below to follow us, you won't regret it...

0
Shares