THINGS
|
English/Igbo |
Igbo & English Sentences |
|
1 Ụzọ
Door
|
Biko mepe "Ụzọ"
Biko mehe kene "Ụzọ"
Please, open the door |
|
2. Ụzọ nta
Obele Ụzọ
Window
|
Biko mechie "Ụzọ nta"
Biko mechie obele ụzọzọ
Please close the window
|
|
3 Palọ
Mbala Ụnọ
Living Room/Parlour |
Palọ anyị buru ibu
Mbala ụnọ anyị bulu ibu
Our living room is large
Vocabulary: Palọ = Igbo version of Parlour/living room anyị = our;
buru= is;
bulu= is;
ibu = big
|
|
4 Nkpuka ihi Ụra
Mkpuke ilalụ ụla
Bedroom |
Nke a bụ "Nkpuke ihi Ụra"
Ife a bụ "Mkpuke ilalụ ụla"
This is a bed room.
|
|
5 Ọkụ
Ọkụ
Light
|
Ụlọ anyị nwere "Ọkụ"
Ụnọ anyị Nwelụ "Ọkụ"
Our house has light
|
|
6 Ebe a na-eri nri
Ebe a na-eli nni
Dinning Room/ Area |
Anyị nọọ n'Ebe a na-eri nri" n'ụlọ anyị
Anyị nọọ n'Ebe a na-eli nni n'ụnọ anyi
We are in in our dinning area/room
|
|
7 Mkpuka isa ahụ
Mkpuke isa arụ
Bathroom
|
Nke a bụ "Mkpuka isa ahụ"
Ife a bụ Mkpuke isa arụ
This is a bathroom
|
|
8
Mkpuka inyụ mamịrị
Mkpuke Inyụ amịlị
Toilet/Rest Room |
Ebe a bụ "Mkpuka inyụ mamịrị"
"Ife a bụ mkpuke Inyụ amịlị
This is a toilet/rest room
|
|
9 Oche
Oche
Chair, Seat, Couch |
Nne m nwere Oche
Nne m nwelụ Oche
My mother has couch/seat/ chair |
|
10 Ntu Oyi
Ntụ Oyi
Air Conditioner |
Ntu Oyi bara uru
Ntụ Oyi balụ ụlụ
Air Conditioner is important |
|
11 Usekwu
Kitchen
|
Usekwu anyi mara nma
Usekwu anyi Malụ nma
Our Kitchen is nice |
|
12 Ákwá
Akwa Bed
|
Lekwa "Ákwá" m
Nekwa Ákwá m
Look at my bed or see my bed
|
|
13 Akupe Bekee
Akupe oyibo
Fani
Fan
|
Nke bụ Akupe Bekee anyi
{mp3}hb13cm{/mp3}
Ife a bụ "akupe oyibo anyi"
This is our Fan |
|
14 Enyo
Enyo
Mirror
|
Lee onwe gi na "Enyo"
Kilie onwe gi na "Enyo"
Nene onwe gi na "Enyo"
Look at yourself in the mirror
|
|
15 Ihe Onyinyo
Ife enyo enyo
Television
|
Anyị nwere "Ihe Onyinyo"
Anyị nwelụ Ife enyo enyo"
We have a elevision |